Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • E Kpughere Ha site n’lhe Atụ Ndị Metụtara Ubi Vine
    Ụlọ Nche—1990 | Jenụwarị 1
    • “Otu nwoke nwere ụmụ abụọ;” ka Jisọs kọrọ. “O wee bịakwute nke mbụ, sị, Nwa, jee rụọ ọrụ taa n’ubi vine nke m. Ma ọ zara, sị, Achọghị m ije: ma e mesịa ọ kwaa ụta, wee jee. O wee bịakwute nke abụọ, kwuo otú ahụ. O wee zaa, sị, Mụ onwe m ga-eje, Onyenwe anyị: ma o jeghị. Ònye n’ime ha abụọ mere ihe nna ya chọrọ?” ka Jisọs jụrụ.

  • E Kpughere Ha site n’lhe Atụ Ndị Metụtara Ubi Vine
    Ụlọ Nche—1990 | Jenụwarị 1
    • Ya mere Jisọs kọwara, sị: “N’ezie asị m unu, na ndị ọna ụtụ na ndị inyom nke na-akwa iko na-ebu unu ụzọ aba n’alaeze Chineke.” Nke a pụtara na ndị ọna ụtụ na ndị inyom na-akwa iko bu ụzọ jụ ijere Chineke ozi. Ma mgbe e mesịrị, dị ka nwa nke mbụ ahụ, ha kwara ụta wee jeere ya ozi. N’aka nke ọzọ, ndị ndú okpukpe, dị ka nwa nke abụọ ahụ, kwuru na ha na-ejere Chineke ozi, ma dị ka Jisọs mere ka ọ pụta ìhè: “Jọn [Onye na-eme baptism] bịakwutere unu n’ụzọ ezi omume, ma unu ekweghị ya: ma ndị ọna ụtụ na ndị inyom nke na-akwa iko kweere ya: Ma mgbe unu hụrụ ya, unu onwe unu akwaghị ụta ọbụna emesịa, ka unu wee kwere ya.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya