Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ị̀ Na-eme Uche Chineke?
    Ụlọ Nche—1994 | Mach 1
    • “Ma gịnị bụ uche unu? Otu nwoke nwere ụmụ abụọ; o wee bịakwute nke mbụ, sị, Nwa, jee rụọ ọrụ taa n’ubi vine nke m. Ma ọ zara, sị, Achọghị m ije: ma e mesịa ọ kwaa ụta, wee jee. O wee bịakwute nke abụọ, kwuo otú ahụ. O wee zaa, sị, Mụ onwe m ga-eje, Onyenwe anyị: ma o jeghị. Ònye n’ime ha abụọ mere ihe nna ya chọrọ?”​—⁠Matiu 21:​28-⁠31.

      Azịza ya doro anya. Dị ka ìgwè mmadụ ahụ gere Jisọs ntị, anyị ga-aza sị, “Onye mbụ.” Ma e wezụga ihe ahụ doro anya, site n’ihe atụ ahụ, Jisọs na-akpọtụ n’uche anyị na ime ihe nna ahụ chọrọ bụ ihe dị mkpa. Ọ bụ ezie na nwa mbụ ahụ kwuru na ya agaghị aga, o mesịrị gaa, a jakwara ya mma n’ihi ya. Ịrụ ụdị ọrụ nke dị mma dịkwa mkpa n’otu aka ahụ. Nwa nke mbụ ahụ mere ihe site n’ịrụ ọrụ n’ubi vine nna ya; ọ pụghị gaa rụọ ọrụ n’ubi vine nke ya.

  • Ị̀ Na-eme Uche Chineke?
    Ụlọ Nche—1994 | Mach 1
    • Olè ndị na-eme uche Chineke taa? N’etiti ihe fọrọ nke nta ka ọ bụrụ nde mmadụ abụọ na-asị na ha na-eso ụzọ Jisọs Kraịst, olè ndị dị ka nwa mbụ ahụ dị n’ihe atụ Jisọs, onye pụrụ gaa mee uche nna ya? Azịza ya esighị ike ịchọta. Ezi ndị na-eso nzọụkwụ Jisọs Kraịst ga na-arụ ọrụ ahụ nke o kwuru na ha ga-arụ: “A ghaghịkwa ibu ụzọ kwusaa ozi ọma nke m n’ihu mba nile.” (Mak 13:10) Ndịàmà Jehova, ndị ọnụ ọgụgụ ha karịrị nde anọ na ọkara gburugburu ụwa, na-arụsi ọrụ ike n’ikwusa ozi ọma nke Alaeze Chineke na ịkụziri ndị ọzọ ihe, na-atụ aka n’Alaeze ahụ dị ka nanị olileanya ihe a kpọrọ mmadụ nwere maka udo na ntụkwasị obi. Ị̀ na-ekere òkè zuru ezu n’ime uche Chineke? Ị̀ na-ekwusa ozi ọma Alaeze ahụ dị ka Jisọs mere?​—⁠Ọrụ 10:42; Ndị Hibru 10:7.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya