Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jizọs Emee Ihe Atụ Abụọ Gbasara Ubi Vaịn
    Jizọs Bụ Ụzọ, Eziokwu, na Ndụ
    • Ma, “ndị ọrụ ubi” ahụ mekpọrọ ụfọdụ “ndị ohu” e ziteere ha ọnụ, gbuokwa ụfọdụ n’ime ha. Jizọs kwuru, sị: “[Onye nwe ubi vaịn ahụ] ka nwere otu onye ọzọ, bụ́ ọkpara ọ hụrụ n’anya. N’ikpeazụ, o zipụrụ ya ka ọ gakwuru ha, sị, ‘Ha ga-akwanyere ọkpara m ùgwù.’ Ma ndị ọrụ ubi ahụ kwurịtara n’etiti onwe ha, sị, ‘Onye a bụ onye ga-eketa ubi a. Bịanụ ka anyị gbuo ya, ihe nketa a ga-abụkwa nke anyị.’ Ha wee jide ya gbuo.”—Mak 12:6-8.

  • Jizọs Emee Ihe Atụ Abụọ Gbasara Ubi Vaịn
    Jizọs Bụ Ụzọ, Eziokwu, na Ndụ
    • Ndị odeakwụkwọ na ndị isi nchụàjà ghọtara na Jizọs “bu ha n’obi mee ihe atụ ahụ.” (Luk 20:19) N’ihi ya, ha chọsikwuru ike igbu “onye nketa” ahụ, ya bụ, Jizọs. Ma, ha achọghị igbu Jizọs ozugbo ahụ n’ihi na ha na-atụ ìgwè mmadụ nọ ebe ahụ egwu, n’ihi na ha weere Jizọs ka onye amụma.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya