Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • “Gịnị Ga-abụkwa Ihe Ịrịba Ama nke Ọnụnọ Gị?”
    Ụlọ Nche—1994 | Febụwarị 15
    • 13. N’ihi gịnị ka ndị Kraịst ji nwee ike ịṅa ntị n’ịdọ aka ná ntị Jisọs ka ha gbapụ?

      13 Ma ọ bụrụ na ndị Rom lara azụ site na gburugburu Jerusalem, n’ihi gịnị ka ọ ga-eji dị onye ọ bụla mkpa ịgbapụ? Okwu ndị Jisọs kwuru gosiri na ihe meworo nwapụtara ‘na ịtọgbọrọ n’efu nke Jerusalem dị nsọ.’ (Luk 21:20) Ee, ịtọgbọrọ n’efu. O buru amụma ‘mkpagbu ukwu nke ihe dị ka ya a ka adịghị site ná mmalite, ọ gaghị adịkwa ọzọ.’ Ihe dị ka afọ atọ na ọkara n’ihu, na 70 O.A., Jerusalem n’ezie nwetara ahụmahụ “mkpagbu ukwu” site n’aka ndị agha Rom n’okpuru Ọchịagha Taịtọs. (Matiu 24:21; Mak 13:19) Ma, n’ihi gịnị ka Jisọs ga-eji kọwaa nke a dị ka mkpagbu ka nke ọ bụla bu ya ụzọ ma ọ bụ nke e nweworo ruo mgbe ahụ, ukwuu?

      14. N’ihi gịnị ka anyị pụrụ iji kwuo na ihe mere Jerusalem na 70 O.A. bụ “mkpagbu ukwu” nke ihe dị ka ya a ka adịghị tupu ya, o mebeghịkwa kemgbe ahụ?

      14 Ndị Babilọn kụkpọsịrị Jerusalem na 607 T.O.A., obodo ukwu ahụ ahụwokwa ọgụ ndị dị ụjọ n’ime narị afọ anyị nke a. Ma ihe mere na 70 O.A. bụ mkpagbu ukwu pụrụ iche. N’agha were ihe dị ka ọnwa ise, ndị agha Rom meriri ndị Juu. Ha gburu ihe dị ka 1,100,000 mmadụ ma dọrọ ihe fọrọ nke nta ka ọ bụrụ 100,000 laa n’agha. Ọzọkwa, ndị Rom tikpọrọ Jerusalem. Nke a nwapụtara na usoro ihe ndị Juu nke ofufe a nwapụtara anwapụta na mbụ bụ́ nke nwere isi ọnọdụ ya n’ụlọ nsọ ahụ agwụwo kpam kpam. (Ndị Hibru 1:2) Ee, ile ihe ndị mere na 70 O.A. anya n’ụzọ ziri ezi dị ka ‘mkpagbu nke ihe dị ka ha a ka adịghị [n’obodo ukwu, mba, na usoro ihe ahụ] site ná mmalite ụwa, ee e, ọ gaghị adịkwa ọzọ.’​—⁠Matiu 24:21.d

  • “Gịnị Ga-abụkwa Ihe Ịrịba Ama nke Ọnụnọ Gị?”
    Ụlọ Nche—1994 | Febụwarị 15
    • d Onye Britain na-ede akwụkwọ bụ́ Matthew Henry kwuru, sị: “Mbibi Jerusalem n’aka ndị Kaldea dị oké njọ, ma nke a karịrị ya. O yiri egwu ịbụ mgbukpọ nke . . . ndị Juu nile.”

  • “Gịnị Ga-abụkwa Ihe Ịrịba Ama nke Ọnụnọ Gị?”
    Ụlọ Nche—1994 | Febụwarị 15
    • [Foto dị na peeji nke 10]

      Mkpagbu e nwere na 70 O.A. bụ nke kasịnụ nke Jerusalem na usoro ihe ndị Juu nwetụworo ahụmahụ ya

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya