Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • “Ohu Ahụ Na-ekwesị Ntụkwasị Obi” Agafee Ule!
    Ụlọ Nche—2004 | Mach 1
    • 2, 3. Ebee ka “ajọ ohu ahụ” sitere, oleekwa otú o si malite?

      2 Jizọs kwuru banyere otu ajọ ohu ozugbo o kwusịrị banyere “ohu ahụ na-ekwesị ntụkwasị obi, nke nwekwara uche.” Ọ sịrị: “Ọ bụrụ na e nwee ka ajọ ohu ahụ si kwuo n’obi ya, sị, ‘Nna m ukwu na-egbu oge,’ wee malite iti ndị ohu ibe ya ihe, sorokwa ndị aṅụrụma a ma ama na-eri ihe ma na-aṅụ ihe ọṅụṅụ, nna ukwu nke ohu ahụ ga-abịa n’ụbọchị ọ na-atụghị anya ya na n’awa ọ na-amaghị, ọ ga-enyekwa ya oké ahụhụ ma nye ya òkè ya n’ebe ndị ihu abụọ nọ. N’ebe ahụ ka ịkwa ákwá na ịta ikikere ezé ya ga-adị.” (Matiu 24:48-51) Okwu ahụ bụ́ “ajọ ohu ahụ” na-adọrọ uche anyị gaa n’okwu Jizọs bu ụzọ kwuo banyere ohu ahụ na-ekwesị ntụkwasị obi, nke nwekwara uche. Ee, “ajọ ohu” ahụ sitere n’ohu ahụ na-ekwesị ntụkwasị obi.a N’ụzọ dị aṅaa?

  • “Ohu Ahụ Na-ekwesị Ntụkwasị Obi” Agafee Ule!
    Ụlọ Nche—2004 | Mach 1
    • 4. Olee otú Jizọs si mesoo “ajọ ohu” ahụ na ndị nile gosipụtara otu mmụọ ahụ ihe?

      4 A bịara mara ndị a bụbu Ndị Kraịst dị ka “ajọ ohu” ahụ, Jizọs nyekwara ha “oké” ntaramahụhụ. N’ụzọ dị aṅaa? Ọ jụrụ ha, olileanya eluigwe ha funahụkwara ha. Otú ọ dị, e bibighị ha ozugbo. Ha aghaghị ibu ụzọ die oge ịkwa ákwá na ịta ikikere ezé “n’ọchịchịrị dị n’èzí” nke ọgbakọ Ndị Kraịst. (Matiu 8:12) Kemgbe oge ndị mbụ ahụ, mmadụ ole na ole n’etiti ndị e tere mmanụ egosipụtawo mmụọ obi ọjọọ dị otú ahụ, na-esonyere “ajọ ohu” ahụ. Ụfọdụ ndị so ‘n’atụrụ ọzọ’ ahụ eṅomiwo ekwesịghị ntụkwasị obi ha. (Jọn 10:16) A ga-atụba ndị iro nile dị otú ahụ nke Kraịst n’otu ‘ọchịchịrị ime mmụọ ahụ nke dị n’èzí.’

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya