Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Nsụgharị “New World Translation”—E Dere Ya nke Ọma na n’Ụzọ Eziokwu
    Ụlọ Nche—1991 | Mach 1
    • Dị ka ọ dị na Matiu 26:26 na New World Translation, Jisọs, mgbe ọ na-eguzobe ememe Nri Anyasị nke Onyenwe Anyị, kwuru banyere achịcha ahụ nke ọ na-eke ndị na-eso ụzọ ya, sị: “Nke a pụtara ahụ m.” Ihe ka ná nsụgharị ndị ọzọ dere amaokwu nke a, sị: “Nke a bụ ahụ m,” e jikwa nke a na-eme ihe iji kwadoo nkwenkwe ahụ bụ na n’oge ememe nke Nri Anyasị Onyenwe anyị, achịcha ahụ na-aghọ ahụ Kraịst n’ụzọ nkịtị. Okwu ahụ a sụgharịrị na New World Translation ịbụ “pụtara” (es·tinʹ, bụ́ ụdị nke ei·miʹ) sitere n’okwu Grik nke pụtara “ịbụ,” ma ọ pụkwara igosipụta “ịpụta.” Otú a, akwụkwọ bụ Greek-English Lexicon of the New Testament nke Thayer dere na-ekwu na ngwaa nke a “na-abụkarị [ihe ya na ihe yiri] igosipụta ihe, ịnọchi anya ihe, isi ihe nke dị n’okwu.” N’ezie, “pụtara” bụ nsụgharị ezi uche dị na ya n’ebe a. Mgbe Jisọs Kraịst guzobere Nri Anyasị Ikpeazụ ahụ, anụ ahụ ya ka rapagidekwara n’ọkpụkpụ ya, ya mere olee otú achịcha ahụ pụrụ isiworị bụrụ anụ ahụ ya n’ụzọ nkịtị?a

  • Nsụgharị “New World Translation”—E Dere Ya nke Ọma na n’Ụzọ Eziokwu
    Ụlọ Nche—1991 | Mach 1
    • a Ná Mkpughe 1:20, Onye na-asụgharị okwu n’asụsụ German bụ́ Curt Stage dere otu ngwaa ahụ n’ụzọ dị otú a, sị: “Ihe ndọba oriọna asaa ahụ pụtara [ei·sinʹ] ọgbakọ asaa ahụ.” Fritz Tillmann na Ludwig Thimme n’otu aka ahụ dere ya ịbụ “pụtara” [es·tinʹ] na Matiu 12:7.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya