Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ekpere Jizọs Kpere Mgbe Ihe Na-ewute Ya nke Ukwuu
    Jizọs Bụ Ụzọ, Eziokwu, na Ndụ
    • Ozugbo ha ruru n’ogige a mara mma osisi oliv juru, Jizọs hapụrụ ndịozi ya asatọ ma baa n’ime ogige a. O nwere ike ịbụ na ọ hapụrụ ha ná mbata ogige a n’ihi na ọ sịrị ha: “Nọdụnụ ala n’ebe a ka m gaa ebe nke ọzọ wee kpee ekpere.” Ọ kpọọrọ ndịozi ya atọ aha ha bụ Pita, Jems, na Jọn baa n’ime ogige ahụ. O bidoro ichegbu onwe ya nke ukwuu ma gwa ha, sị: “Ọ na-ewute mkpụrụ obi m nke ukwuu, ọbụna ruo ọnwụ. Nọrọnụ n’ebe a, sorokwanụ m na-eche nche.”—Matiu 26:36-38.

  • Ekpere Jizọs Kpere Mgbe Ihe Na-ewute Ya nke Ukwuu
    Jizọs Bụ Ụzọ, Eziokwu, na Ndụ
    • Jizọs anọrọla n’eluigwe hụ otú ndị Rom si emekpọ ndị ha na-egbu ọnụ. Ugbu a ọ bụ mmadụ, o nwere obi ọmịiko, ihe na-emetụkwa ya n’ahụ́. N’ihi ya, ọ naghị agụsi ya agụụ ike ka mgbe a ga-ata ya ahụhụ ruwe eruwe. Ma, ihe kacha eme ka ọ na-echegbu onwe ya bụ na ọ ma na ọnwụ ọ na-aga ịnwụ ka onye omekome nwere ike ime ka a kọchaa aha Nna ya. N’awa ole na ole, a ga-akpọgide ya n’osisi ka à ga-asị na ọ bụ onye na-ekwulu Chineke.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya