Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Akwụkwọ Amamihe nke Nwere Ozi Maka Taa
    Ụlọ Nche—1999 | Eprel 1
    • N’ịhụ mgbanwe ndị di ya na-eme, Mihoko malitekwara itinye ihe ọ na-amụ n’ọrụ. Otu ụkpụrụ nke nyeere ya aka karịsịa bụ nke a: “Unu ekpela ikpe, ka a ghara ikpe unu ikpe. N’ihi na ikpe unu ji kpee ka a ga-eji kpee unu.”e Ya mere Mihoko na di ya kpebiri na ha ga na-ekwu banyere ebe ndị ha na-eme nke ọma na otú ha pụrụ isi mee ka ọ ka mma kama ịdị na-achọpụta ebe ibe ha na-emezighị emezi. Gịnị ka ọ rụpụtara? Mihoko na-echeta, sị: “O mewo m obi ụtọ n’ezie. Anyị anọwo na-eme nke a mgbe anyị na-eri nri n’anyasị ọ bụla. Ọbụna nwa anyị nwoke dị afọ atọ na-esonyere anyị ná mkparịta ụka ahụ. Ọ bụwo ihe na-enye anyị ume ọhụrụ n’ezie!”

  • Akwụkwọ Amamihe nke Nwere Ozi Maka Taa
    Ụlọ Nche—1999 | Eprel 1
    • e Matiu 7:1, 2.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya