Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • “Gaanụ Mee . . . Ndị Na-eso Ụzọ”
    ‘Bịa Bụrụ Onye Na-eso Ụzọ M’
    • 11 Jizọs kụziiri ndị na-eso ụzọ ya ka ha tụkwasị Jehova obi. Ọ sịrị ha: “Unu ewerela ọlaedo ma ọ bụ ọlaọcha ma ọ bụ ọla kọpa unu ga-etinye n’obere akpa ego unu na-eke n’úkwù, unu ewerela obere akpa nri maka njem unu, unu achịrịla uwe ime abụọ, ma ọ bụ akpụkpọ ụkwụ, unu ewerekwala mkpara; n’ihi na onye ọrụ kwesịrị ka e nye ya nri.” (Matiu 10:9, 10) Ihe ndị njem na-emekarị bụ iwere obere akpa ego a na-eke n’úkwù, obere akpa a ga-etinye nri, na akpụkpọ ụkwụ ọzọ.a Site n’ịkụziri ndị na-eso ụzọ ya ka ha ghara ichegbu onwe ha banyere ihe ndị ahụ, ihe Jizọs na-agwa ha n’ezie bụ: “Tụkwasịnụ Jehova obi kpamkpam, n’ihi na ọ ga-egboro unu mkpa unu niile.” Jehova ga-egboro ha mkpa ha site n’ịkpali ndị nabatara ozi ọma ahụ ka ha lee ha ọbịa, nke bụ́ omenala ndị Izrel.—Luk 22:35.

    • a Ma eleghị anya, obere akpa a na-eke n’úkwù bụ otu n’ime ájị̀ nke nwere ebe a na-etinye ego. Obere akpa nri bụ akpa ka nke ahụ, nke a na-ejikarị akpụkpọ anụ eme. A na-anyara ya anyara. A na-ejikwa ya etinye nri ma ọ bụ ihe ndị ọzọ dị mkpa.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya