Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Ọgọst p. 5
  • “Nnapụta Unu Na-eru Nso”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Nnapụta Unu Na-eru Nso”
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Nwee Obi Ike Ka Mgbapụta Na-eru Nso
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1997
  • Na-ele Ndụ Anya Otú Jehova Si Ele Ya
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Kpebisienụ Ike na ‘Ịhụnanya Ụmụnna Unu Ga-adịgide’
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2016
  • Ì Nwere Ekele Maka Ihe Jehova Mere Iji Napụta Gị?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2009
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Ọgọst p. 5

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | LUK 21-22

“Nnapụta Unu Na-eru Nso”

Ebe Jizọs na-agba ịnyịnya ọcha

21:25-28

N’oge na-adịghị anya, Jizọs ga-ebibi ndị ajọ omume ma zọpụta ndị ezi omume. Anyị kwesịrị ime ka anyị na Jehova dịrị ná mma ka anyị nwee ike iso ná ndị a ga-azọpụta.

OLEE OTÚ ANYỊ GA-ESI EME YA?

  • Ọ bụ ỊNA-ATỤKWASỊ JEHOVA OBI.

  • Ime otú a ga-eme ka anyị nwee OBI IKE,

  • nke ga-eme ka anyị NA-EME IHE ZIRI EZI.

  • Anyị na-eme ya, NA-AHỤKWA ỤMỤNNA ANYỊ N’ANYA,

  • ọ ga-eme ka anyị NA-AGBA ỤMỤNNA ANYỊ UME

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya