Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • “Ọ Dịghị Agwa Ha Okwu Ma Ọ Bụrụ na O Jighị Ihe Atụ”
    ‘Bịa Bụrụ Onye Na-eso Ụzọ M’
    • 13 Jizọs kwuru irighiri ihe ndị ọzọ ndị mmadụ maara banyere ụzọ ahụ “si Jeruselem na-agbada Jeriko.” Dị ka o kwuru n’ilu ahụ, onye nchụàjà bu ụzọ si n’ụzọ ahụ na-agafe, e mesịa, onye Livaị sikwa na ya na-agafe—ọ bụ ezie na ọ dịghị onye ọ bụla n’ime ha kwụsịrị nyere onye ahụ e merụrụ ahụ́ aka. (Luk 10:31, 32) Ndị nchụàjà na-eje ozi n’ụlọ nsọ dị na Jeruselem, ndị Livaị na-enyekwara ha aka. Ọtụtụ n’ime ndị nchụàjà na ndị Livaị biri na Jeriko mgbe ha na-arụ ọrụ n’ụlọ nsọ; Jeriko dị naanị kilomita iri abụọ na atọ ma e si na Jeruselem gawa ya. Ya mere, a pụrụ ịhụ ha n’ụzọ ahụ. Rịbakwa ama na Jizọs kwuru na onye njem ahụ “si Jeruselem na-agbada”—ọ bụghị ịgbago agbago. Ndị gere okwu ya ghọtara ihe ọ na-ekwu. Ebe Jeruselem dị dị elu karịa ebe Jeriko dị. Ya mere, ọ bụrụ na onye njem “si Jeruselem” na-apụta, n’ezie, ọ ga “na-agbada” agbada.b O doro anya na Jizọs bu ndị gere okwu ya n’obi.

  • “Ọ Dịghị Agwa Ha Okwu Ma Ọ Bụrụ na O Jighị Ihe Atụ”
    ‘Bịa Bụrụ Onye Na-eso Ụzọ M’
    • b Jizọs sịkwara na onye nchụàjà ahụ na onye Livaị ahụ “si Jeruselem” na-agbada. Ha si n’ụlọ nsọ ahụ na-ala. Ya mere, o nweghị onye ga-asị na ihe mere ha ji zere nwoke ahụ nke tọgbọ ka ozu bụ na ha achọghị ihe ga-emerụ ha ka ha ghara ije ozi n’ụlọ nsọ.—Levitikọs 21:1; Ọnụ Ọgụgụ 19:16.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya