Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ekwela Ka Ihe Ọ Bụla Dọpụ Uche Gị n’Ozi Jehova
    Ụlọ Nche—2015 | Ọktoba 15
    • ‘Meri nọ na-ege ntị n’ihe Jizọs na-ekwu. Ma ọtụtụ ihe Mata nọ na-eme dọpụrụ uche ya.’—LUK 10:39, 40.

  • Ekwela Ka Ihe Ọ Bụla Dọpụ Uche Gị n’Ozi Jehova
    Ụlọ Nche—2015 | Ọktoba 15
    • 3, 4. Gịnị mere Jizọs ji kwuo na Meri họọrọ “òkè dị mma”? Gịnị ka Mata mụtara? (Lee ihe e sere ná mmalite isiokwu a.)

      3 Obi tọrọ Jizọs ụtọ na Mata na Meri kpọrọ ya ka ọ bịa n’ụlọ ha. Ọ chọkwara iji oge ahụ kụziere ha eziokwu bara ezigbo uru. Meri bịara ozugbo nọrọ n’akụkụ Jizọs, “na-ege ntị n’ihe ọ na-ekwu.” Ọ chọrọ ịmụta ihe niile o nwere ike ịmụta n’ọnụ Onye Ozizi Ukwu ahụ. Mata gakwaara eme otú ahụ ma á sị na ọ chọrọ. Jizọs gaara aja ya mma ma á sị na ọ hapụrụ ihe ahụ ọ na-eme bịa gewe ya ntị.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya