Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Olee Ebe A Mụrụ Jizọs, Oleekwa Mgbe A Mụrụ Ya?
    Jizọs Bụ Ụzọ, Eziokwu, na Ndụ
    • Siza Ọgọstọs, eze na-achị Alaeze Ukwu Rom, nyere iwu ka onye ọ bụla gaa deba aha ya n’akwụkwọ. N’ihi ya, Josef na Meri ga-aga deba aha ha n’akwụkwọ n’obodo ha bụ́ Betlehem, nke dị n’ebe ndịda Jeruselem.

      Ndị gara Betlehem ideba aha ha n’akwụkwọ hiri nne. Ọ bụ ya mere na naanị ebe Josef na Meri hụrụ ha ga-anọ bụ n’ụlọ anụ, ebe a na-edebe ịnyịnya ibu na anụmanụ ndị ọzọ. Ọ bụkwa ebe ahụ ka a nọ mụọ Jizọs. Mgbe Meri mụchara ya, ọ ji ákwà fụọ ya ma nyiwe ya n’ime ihe e ji etinyere anụ ụlọ nri.

      Ọ ga-abụ Chineke mere ka Siza Ọgọstọs tie iwu a ka onye ọ bụla gaa deba aha ya n’akwụkwọ. Gịnị mere anyị ji kwuo otú ahụ? Ọ bụ n’ihi na iwu a mere ka e nwee ike ịmụ Jizọs na Betlehem, n’obodo nna nna ya bụ́ Eze Devid. Ọ dịla anya Akwụkwọ Nsọ kwuru na ọ bụ n’obodo a ka a ga-amụ Onye Ọchịchị ahụ e kwere ná nkwa.—Maịka 5:2.

  • Olee Ebe A Mụrụ Jizọs, Oleekwa Mgbe A Mụrụ Ya?
    Jizọs Bụ Ụzọ, Eziokwu, na Ndụ
    • Taa, ọtụtụ ndị kweere na ọ bụ na Disemba 25 ka a mụrụ Jizọs. Ma, na Betlehem, ọnwa Disemba bụ oge udu mmiri na oge oyi. Mgbe ụfọdụ, snoo na-adadị. N’ụdị oge a n’afọ, ndị ọzụzụ atụrụ agaghị akpọrọ atụrụ ha nọrọ n’èzí n’abalị ruo mgbe chi bọrọ. Ihe ọzọkwa bụ na o yighị ka eze na-achị Alaeze Ukwu Rom ọ̀ ga-enye iwu ka ndị na-achọ ihe ha ga-akụdo aka gbaa ọchịchị ya mgba okpuru gaa ije ga-ewe ha ọtụtụ ụbọchị n’oge ezigbo oyi na-atụ iji deba aha ha n’akwụkwọ. E nwere ọtụtụ ihe na-egosi na ọ ga-abụ n’ọnwa Ọktoba ka a mụrụ Jizọs.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya