Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • “Jehova, Chineke nke Nwere Obi Ebere, Onye Na-eme Amara”
    Ụlọ Nche—1998 | Ọktoba 1
    • 9, 10. (a) Mgbanwe dị aṅaa nke ọnọdụ ka nwa mmefu ahụ nwere, oleekwa otú o si meghachi omume nye ya? (b) Nye ihe atụ otú ụfọdụ ndị taa bụ́ ndị gbahapụrụ ezi ofufe si anọ n’ọnọdụ yiri nke nwa mmefu ahụ.

      9 “Mgbe o mefusịrị ihe nile, oké ụnwụ siri ike dara n’ala ahụ; ya onwe ya wee malite ịnọ ná mkpa. O wee gaa were onwe ya rapara n’otu onye n’ime ndị a mụrụ n’ala ahụ; o wee ziga ya n’ubi ya ịzụ ezì. O wee na-agụ ya iwere mgbụgbọ nke ezì na-ata rijuo afọ ya: ma ọ dịghị onye ọ bụla na-enye ya.”—Luk 15:14-16.

  • “Jehova, Chineke nke Nwere Obi Ebere, Onye Na-eme Amara”
    Ụlọ Nche—1998 | Ọktoba 1
    • 11. Olee otú ọnọdụ amaghị ihe a ga-eme nke nwa mmefu ahụ si jọwanye njọ, oleekwa otú ụfọdụ ndị taa siworo hụ ndọrọ nke ụwa a ịbụ “aghụghọ efu”?

      11 Ọnọdụ amaghị ihe a ga-eme nke nwa mmefu ahụ jọwanyere njọ n’ihi na “ọ dịghị onye ọ bụla na-enye ya.” Olee ebe ndị enyi ọ chọtara ọhụrụ nọ? Ugbu a ọ na-enwekwaghị afụ, ọ dịzi ha ka ‘onye a na-akpọ asị.’ (Ilu 14:20) N’otú aka ahụ, ọtụtụ ndị taa bụ́ ndị sitere n’okwukwe ahụ kpafuo na-achọpụta na ndọrọ na echiche nke ụwa a bụ “aghụghọ efu.” (Ndị Kọlọsi 2:8) “Enwetara m ihe mgbu na obi mgbu dị ukwuu n’ihi enweghị nduzi Jehova,” ka otu nwa agbọgbọ hapụrụ nzukọ Chineke ruo oge ụfọdụ, kwuru. “Agbalịrị m ikwekọ n’ụzọ nke ụwa, ma n’ihi na adịchaghị m ka ndị ọzọ, ha jụrụ m. Ọ dị m ka m bụ nwa furu efu nke chọrọ nna iduzi m. Ọ bụ mgbe ahụ ka m ghọtara na Jehova dị m mkpa. Ọ dịghị mgbe ọ bụla ọzọ m chọrọ ibi ndụ nke adabereghị n’ebe ọ nọ.” Nwa mmefu ahụ nọ n’ihe atụ Jisọs ghọtakwara ihe yiri nke ahụ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya