Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • “Jehova, Chineke nke Nwere Obi Ebere, Onye Na-eme Amara”
    Ụlọ Nche—1998 | Ọktoba 1
    • 12, 13. Ihe ndị dị aṅaa nyewooro ụfọdụ ndị aka taa ịmara onwe ha? (Lee igbe.)

      12 “Mgbe ọ maara onwe ya ọ sị, Ọtụtụ ndị e goro ọrụ ole nke nna m nwebigara ogbe achịcha ókè, ma mụ onwe m na-ala n’iyi n’oké agụụ n’ebe a! M ga-ebili jekwuru nna m, m ga-asịkwa ya, Nna, emehiewo m megide eluigwe, na n’ihu gị: ekwesịghị m ka a kpọọkwa m nwa gị ọzọ: mee m ka m dị ka otu onye n’ime ndị nke gị e goro ọrụ. O wee bilie, bịakwute nna ya.”—Luk 15:17-20.

  • “Jehova, Chineke nke Nwere Obi Ebere, Onye Na-eme Amara”
    Ụlọ Nche—1998 | Ọktoba 1
    • 14. Mkpebi dị aṅaa ka nwa mmefu ahụ mere, oleekwa otú o si gosi ịdị umeala n’obi n’ime n’otú ahụ?

      14 Ma gịnị ka ndị kpafuworonụ pụrụ ime banyere ọnọdụ ha? N’ilu Jisọs nwa mmefu ahụ kpebiri ime njem laghachi ụlọ ma rịọ nna ya mgbaghara. “Mee m ka m dị ka otu onye n’ime ndị nke gị e goro ọrụ,” ka nwa mmefu ahụ kpebiri ikwu. Ohu e goro ọrụ bụ onye e goro ọrụ ụbọchị bụ́ onye a pụrụ ịchụ n’ọrụ nanị otu ụbọchị mgbe a gwasịrị ya. Nke a dị ala ọbụna karịa ohu, bụ́ onye dị ka onye òtù ezinụlọ, n’otu echiche. Ya mere nwa mmefu ahụ ebughị n’uche ịrịọ ka e weghachi ya n’ọkwá mbụ ya dị ka nwa. Ọ ga-adị nnọọ njikere ịnakwere ọnọdụ kasị ala iji gosipụta nguzosi ike n’ihe e mere ka ọ dị ọhụrụ nye nna ya kwa ụbọchị. Otú ọ dị, nwa mmefu ahụ na-aga inweta ihe ijuanya.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya