Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • “Jizọs . . . Hụrụ Ha n’Anya Ruo Ọgwụgwụ”
    ‘Bịa Bụrụ Onye Na-eso Ụzọ M’
    • 9 N’ụbọchị Jizọs nwụrụ, o gosiri n’ụzọ na-emetụ n’obi na ọ na-echegbu onwe ya maka ọdịmma ime mmụọ nke ndị ọ hụrụ n’anya. Jiri anya nke uche gị hụ ihe mere mgbe ahụ. Jizọs nọ n’elu osisi ahụ a kpọgidere ya. Ọ nọ n’oké ihe mgbu. Iji kute ume, o doro anya na ọ na-agbagidesi ụkwụ ike n’ebe a kụnyere ya ntu wee bulie onwe ya elu. Ọ bụghị ihe ijuanya na nke a fụrụ ya ụfụ nke ukwuu n’ihi na ahụ́ ya dum nyịgidere ebe ahụ a kụnyere ya ntu n’ụkwụ, mee ka ọ na-adọwakwu, osisi ahụ ana-echi ya n’azụ ya ahụ e ji ụtarị pịarichaa. Ebe ọ bụ na mmadụ aghaghị ịdị na-ekuru ume mgbe ọ na-ekwu okwu, ọ ga-abụrịrị na o siiri ya ike, fụọkwa ya ụfụ, ikwu okwu. N’agbanyeghị nke ahụ, obere oge tupu Jizọs anwụọ, o kwuru okwu gosiri na ọ hụrụ nne ya, bụ́ Meri, n’anya nke ukwuu. Jizọs hụrụ Meri na Jọn onyeozi ka ha guzo n’ebe na-adịghị anya. O wee gwa nne ya okwu n’olu dara ụda nke na ndị guzo n’akụkụ nụrụ ya. Ọ sịrị ya: “Nne, lee nwa gị!” Mgbe ahụ, ọ sịrị Jọn: “Lee nne gị!” (Jọn 19:26, 27) Jizọs maara na onyeozi a nke kwesịrị ntụkwasị obi ga-elekọta Meri, ọ bụghị naanị na ọ ga-egboro ya mkpa anụ ahụ́ ya, kamakwa, ọ ga-egboro ya mkpa ime mmụọ ya.b

      Ihe Osise ndị dị na peeji nke 164 na 165

      Ndị nne na nna ndị hụrụ ụmụ ha n’anya na-enwe ndidi, na-egbokwara ụmụ ha mkpa ha

  • “Jizọs . . . Hụrụ Ha n’Anya Ruo Ọgwụgwụ”
    ‘Bịa Bụrụ Onye Na-eso Ụzọ M’
    • b O yiri ka di Meri anwụọla mgbe ahụ. O dokwara anya na ụmụ ya ndị ọzọ abụbeghị ndị na-eso ụzọ Jizọs mgbe ahụ.—Jọn 7:5.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya