Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Otú Ihe Mgbapụta Ahụ Si Azọpụta Anyị
    Ụlọ Nche—2010 | Ọgọst 15
    • E Nwere Ike Ịzọpụta Anyị n’Iwe Chineke

      4, 5. Gịnị na-egosi na ọnụma Chineke na-adịgide n’usoro ihe ọjọọ dị ugbu a?

      4 Baịbụl na ihe ndị merela eme gosiri na “ọnụma Chineke na-adịgide n’ahụ́” ụmụ mmadụ kemgbe Adam mehiere. (Jọn 3:36) Ihe gosiri na nke a bụ eziokwu bụ na ụmụ mmadụ na-anwụ anwụ. Ọchịchị Setan enweghị ike ịnapụta ụmụ mmadụ n’ihe ọjọọ na-eme ha, o nweghịkwa ọchịchị mmadụ nke nwere ike igboro ndị niile ọ na-achị mkpa ha. (1 Jọn 5:19) Ọ bụ ya mere agha, ime mpụ, na ịda ogbenye ji na-akpa ụmụ mmadụ aka ọjọọ.

  • Otú Ihe Mgbapụta Ahụ Si Azọpụta Anyị
    Ụlọ Nche—2010 | Ọgọst 15
    • 7 Pọl onyeozi kwuru na Jizọs “ga-anapụta anyị n’ọnụma ahụ nke na-abịanụ.” (1 Tesa. 1:10) Oge Jehova ga-ewesa ụwa iwe ikpeazụ, ọ ga-ebibi ndị mmehie na-achọghị ichegharị. (2 Tesa. 1:6-9) Ole ndị ka ọ na-agaghị ebibi? Baịbụl kwuru, sị: “Onye nwere okwukwe n’Ọkpara ahụ nwere ndụ ebighị ebi; onye na-enupụrụ Ọkpara ahụ isi agaghị ahụ ndụ, kama ọnụma Chineke na-adịgide n’ahụ́ ya.” (Jọn 3:36) N’eziokwu, mgbe Chineke ga-ewesa ụwa iwe ikpeazụ, ọ gaghị ebibi ndị dị ndụ nwere okwukwe na Jizọs nakwa n’ihe mgbapụta ahụ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya