Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ihe Na-ewute Anyị Na-emetụ Ya n’Obi
    Ụlọ Nche—2008 | Mee 1
    • Mgbe enyi Jizọs bụ́ Lazarọs nwụchuru ọnwụ, Jizọs gara n’obodo Lazarọs. O doro anya na obi gbawara ụmụnne Lazarọs bụ́ Meri na Mata. Jizọs hụrụ ezinụlọ a n’anya nke ukwuu. (Jọn 11:5) Olee ihe ọ ga-eme? Baịbụl sịrị: “Mgbe Jizọs hụrụ [Meri] ka ọ na-akwa ákwá nakwa ka ndị Juu so ya bịa na-akwa ákwá, ọ sụrụ ude n’ime mmụọ ya, o nyekwara ya nsogbu; o wee sị: ‘Olee ebe unu liri ya?’ Ha sịrị ya: ‘Onyenwe anyị, bịa lee ya.’ Anya mmiri gbara Jizọs.” (Jọn 11:33-35) Gịnị mere Jizọs ji bee ákwá? N’ezie, enyi ya ọ hụrụ n’anya anwụọla. Ma, Jizọs ga-akpọlite ya n’ọnwụ n’oge na-adịghị anya. (Jọn 11:41-44) Ò nwere ihe ọzọ metụrụ Jizọs n’obi?

      Leba amaokwu ndị ahụ anya ọzọ. Ị ga-ahụ na mgbe Jizọs hụrụ Meri na ndị ọzọ so ya ka ha na-akwa ákwá, “ọ sụrụ ude,” “o nyekwara ya nsogbu.” Okwu Grik e si na ya sụgharịa okwu ndị a na-egosi ihe imetụ mmadụ n’obi nke ukwuu.a Ihe Jizọs hụrụ metụrụ ya n’ahụ́ nke ukwuu. Anya mmiri ahụ gbara ya gosiri na nke a bụ eziokwu. O doro anya na ihe wutere ndị ọzọ wutere Jizọs. Ọ̀ dịtụla mgbe ị malitere ịkwa ákwá maka na onye ị hụrụ n’anya na-akwa ákwá?—Ndị Rom 12:15.

  • Ihe Na-ewute Anyị Na-emetụ Ya n’Obi
    Ụlọ Nche—2008 | Mee 1
    • a Okwu Grik a sụgharịrị “anya mmiri gbara Jizọs” na-apụtakarị “ịkwa ákwá n’akwapụtaghị ya akwapụta,” ebe okwu Grik e ji kọwaa ákwá Meri na ndị ọzọ kwara nwere ike ịpụta “iti mkpu ákwá, ịkwasi ákwá ike.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya