Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Nnukwu Onye Nchụàjà nke Mara Jizọs Ikpe Ọnwụ
    Ụlọ Nche—2006 | Jenụwarị 15
    • Obi ọjọọ Keifas pụtara ìhè mgbe ọ gwara ndị ndú ibe ya, sị: “Unu echeghịkwa echiche na ọ bụ maka ọdịmma unu ka otu onye nwụchitere mmadụ nile ọnwụ, kama a ga-ebibi mba a dum.” Ihe ndekọ ahụ gara n’ihu kwuo, sị: “Otú ọ dị, o kwughị nke a n’echiche nke onwe ya; kama n’ihi na ọ bụ nnukwu onye nchụàjà n’afọ ahụ, o buru amụma na a kara aka na Jizọs ga-anwụ maka mba ahụ, ọ bụghịkwa nanị maka mba ahụ, kama ka o wee chịkọtakwa ụmụ Chineke a chụsasịrị achụsasị n’otu. Ya mere, malite n’ụbọchị ahụ gaa n’ihu, ha gbara izu igbu [Jizọs].”—Jọn 11:49-53.

      Keifas amaghị ihe nile okwu ya pụtara. N’ihi na ọ bụ nnukwu onye nchụàjà, o buru amụma.b Ọnwụ Jizọs ga-aba uru—ma ọ bụghị nanị ndị Juu ka ọ ga-abara uru. Àjà mgbapụta ya ga-abụ ihe a ga-eji gbapụta ihe nile a kpọrọ mmadụ n’agbụ nke mmehie na ọnwụ.

  • Nnukwu Onye Nchụàjà nke Mara Jizọs Ikpe Ọnwụ
    Ụlọ Nche—2006 | Jenụwarị 15
    • b Tupu mgbe ahụ, Jehova mere ka Belam bụ́ onye ajọ omume buo ezi amụma banyere ndị Izrel.—Ọnụ Ọgụgụ 23:1-24:24.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya