Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Onyinye A Na-enye Ndị Eze
    Ụlọ Nche—2015 | Mach 1
    • Olee ebe e si enweta ihe ndị a na-esi ísì ọma? E si na Chaịna, India, na Siri Lanka enweta ahịhịa alo, osisi kashịa, na sinamọn. Ebe e si enweta mea na frankinsens bụ n’osisi ndị dị n’ọzara malite n’ebe ndịda Arebia ruo Somalịa dị n’Afrịka. Ma, ọ bụ naanị n’India ka e si enweta ihe e ji eme mmanụ nad nke a na-akpọkwa mmanụ spaịknad.

  • Onyinye A Na-enye Ndị Eze
    Ụlọ Nche—2015 | Mach 1
    • Paụda na mmanụ otite. Ndị nwere ego na-azụ paụda na-esi ísì ọma ma jiri ya na-eme ka ụlọ ha, ákwà ha, ihe ndina ha, na ahụ́ ha na-esi ísì ọma. (Esta 2:12; Ilu 7:17; Abụ Sọlọmọn 3:6, 7; 4:13, 14) E nwere mgbe Meri nwanne Lazarọs weere “ezigbo mmanụ nad, nke dị nnọọ oké ọnụ,” tee Jizọs n’isi nakwa n’ụkwụ. E ree obere mkpọ̀ “ezigbo mmanụ nad” ahụ, ego a ga-ereta ya ga-ezu ịkwụ onye ọrụ ụgwọ ruo otu afọ.—Mak 14:3-5; Jọn 12:3-5.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya