Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Isi Ihe Ndị Sitere n’Akwụkwọ Jọn
    Ụlọ Nche—2008 | Eprel 15
    • 19:11—Ọ̀ bụ Judas Iskarịọt ka Jizọs na-ekwu okwu ya mgbe ọ gwara Paịlet banyere onye nyefere ya onwe ya bụ́ Jizọs n’aka Paịlet? Kama ikwu kpọmkwem na ọ bụ Judas ma ọ bụ otu onye ọzọ, o yiri ka ihe Jizọs bu n’obi ọ̀ bụ ndị niile so kpaa nkata igbu ya. Nke a gụnyere Judas, “ndị isi nchụàjà na Sanhedrin dum,” na ọbụna “ìgwè mmadụ ahụ” a kpaliri ikwu ka a hapụrụ ha Barabas.—Mat. 26:59-65; 27:1, 2, 20-22.

  • Isi Ihe Ndị Sitere n’Akwụkwọ Jọn
    Ụlọ Nche—2008 | Eprel 15
    • 21:15, 19. A jụrụ Pita ma ọ hụrụ Jizọs n’anya karịa “ihe ndị a,” ya bụ́, azụ̀ ndị ahụ wụsa n’ihu ha. Jizọs si otú a mee nnọọ ka Pita ghọta mkpa ọ dị ịhọrọ iji oge ya niile jeere ya ozi kama ịchọ iji igbu azụ̀ mere aka ọrụ. Ugbu a anyị tụlesịrị Oziọma anọ ndị ahụ e dere banyere Jizọs, ka anyị nọgidesie ike ná mkpebi anyị mere ịhụ Jizọs n’anya karịa ihe ọ bụla nwere ike ịdọpụ uche anyị. Ee, ka anyị jiri obi anyị niile nọgide na-eso ya.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya