Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Mụta Iche Nche N’aka Ndịozi Jizọs
    Ụlọ Nche—2012 | Jenụwarị 15
    • 8, 9. Gịnị ka anyị nwere ike ịmụta n’ihe a kọrọ banyere njem Pọl mere?

      8 Gịnị ka ihe a merenụ na-akụziri anyị? Cheta na ọ bụ naanị mgbe Pọl tinyewerela isi n’Eshia ka mmụọ Chineke sịrị ya abanyela. Naanị mgbe Pọl rutewerela Bitinia ka Jizọs gwakwara ya ihe ọ ga-eme. Ọ bụkwa mgbe Pọl rutecharala Troas ka Jizọs gwara ya banye na Masedonia. Ebe Jizọs bụ Isi nke ọgbakọ ya, o nwere ike ime anyị ihe yiri nke ahụ. (Kọl. 1:18) Dị ka ihe atụ, o nwere ike ịbụ na ị nọ na-eche otú ị ga-esi ghọọ onye ọsụ ụzọ oge niile ma ọ bụ otú ị ga-esi kwaga ebe e nwere mkpa ka ukwuu. Ma, o nwere ike bụrụ naanị mgbe i bidocharala ime ihe ndị ga-enyere gị aka ịghọ ọsụ ụzọ oge niile ka Jizọs ga-eji mmụọ nsọ duzie gị. Iji maa atụ: Ọkwọ ụgbọala nwere ike iduzi ụgbọala ya ka ọ gaa aka ekpe ma ọ bụ aka nri, ma, ọ bụ naanị ma ọ bụrụ na ụgbọala ahụ na-agba agba. Ọ bụkwa otú ahụ ka Jizọs nwere ike isi duzie anyị ịna-ewepụtakwu oge na-aga ozi ọma naanị ma ọ bụrụ na anyị na-agbasi mbọ ike ime otú ahụ.

  • Mụta Iche Nche N’aka Ndịozi Jizọs
    Ụlọ Nche—2012 | Jenụwarị 15
    • 10. Olee ihe gosiri na ekpere ga-enyere anyị ezigbo aka ịna-eche nche?

      10 Ka anyị tụlezie ihe nke abụọ anyị nwere ike ịmụta n’aka Ndị Kraịst narị afọ mbụ, ya bụ: Ha mụ anya ka ha wee na-ekpe ekpere. (1 Pita 4:7) Ịna-ekpesi ekpere ike ga-enyere anyị ezigbo aka ịna-eche nche. Cheta na n’ogige Getsemeni, obere oge tupu a nwụchie Jizọs, ọ gwara mmadụ atọ n’ime ndịozi ya, sị: “Na-echenụ nche ma na-ekpe ekpere mgbe niile.”—Mat. 26:41.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya