Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • ‘Ha Chọọ Chineke, Ha Ga-achọta Ya’
    ‘Ịgba Àmà nke Ọma Banyere Alaeze Chineke’
    • 13. Gịnị ka Pọl kwuru na ọ bụ otú eluigwe na ụwa si malite, gịnịkwa ka ihe o kwuru pụtara?

      13 Ọ bụ Chineke kere eluigwe na ụwa. Pọl kwuru, sị: “Chineke, onye kere ụwa na ihe niile dị n’ime ya, anaghị ebi n’ụlọ nsọ e ji aka rụọ n’ihi na ọ bụ Onyenwe eluigwe na ụwa.”d (Ọrụ 17:24) Eluigwe na ụwa anọkataghị dịrị. Ọ bụ ezi Chineke kere ihe niile. (Ọma 146:6) Ọkaakaa Onyenwe eluigwe na ụwa adịghị ka Atena ma ọ bụ chi ndị ọzọ a na-asọpụrụ n’ihi ụdị ụlọ a rụụrụ ha, otú e si rụọ ihu arụsị ha, nakwa ebe a na-achụrụ ha àjà. Ụlọ nsọ mmadụ rụrụ enweghị ike ịba Chineke. (1 Eze 8:27) Ihe Pọl na-ekwu doro anya: Chineke karịrị arụsị ọ bụla mmadụ mere bụ́ ndị a na-edowe n’ụlọ ndị mmadụ rụụrụ ha.​—Aịza. 40:18-26.

  • ‘Ha Chọọ Chineke, Ha Ga-achọta Ya’
    ‘Ịgba Àmà nke Ọma Banyere Alaeze Chineke’
    • d Okwu Grik a sụgharịrị “ụwa” bụ koʹsmos. Ọ bụ ihe ndị Grik na-akpọ eluigwe na ala. Ọ ga-abụkwa ya ka Pọl na-ekwu ebe a ebe ọ bụ na ọ na-agbalị iji ihe ya na ndị Grik ọ na-agwa okwu kweere otu ihe na ya gwa ha okwu.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya