-
“Ọbara Onye Ọ Bụla A Na-azọpụtaghị Adịghị M n’Isi”‘Ịgba Àmà nke Ọma Banyere Alaeze Chineke’
-
-
Ha “Na-enwe Sọ Aṅụrị” (Ọrụ 20:5-12)
12, 13. (a) Olee otú obi dị ọgbakọ ahụ mgbe a kpọlitere Yutikọs n’ọnwụ? (b) Olee olileanya Baịbụl mere ka ndị mmadụ nwụnahụrụ n’oge a nwee nke na-eme ka ha na-enwe aṅụrị?
12 Pọl na ndị ibe ya sokọta ọnụ gafere Masedonia. Ma, ọ ga-abụ na e nwere mgbe ha gawara iche iche, mechazie sokọta ọnụ na Troas.d Baịbụl kwuru, sị: “Mgbe ụbọchị ise gachara, anyị ruru Troas ebe ha nọ.”e (Ọrụ 20:6) Ọ bụ n’ebe ahụ ka a kpọlitere nwa okorobịa ahụ bụ́ Yutikọs n’ọnwụ dị ka e kwuru ná mmalite isiokwu a. Chegodị otú obi dị ụmụnna ahụ mgbe ha hụrụ ka a kpọlitere nwanna ha bụ́ Yutikọs n’ọnwụ. Ọrụ Ndịozi kwuru na ha nọ “na-enwe sọ aṅụrị.”—Ọrụ 20:12.
-
-
“Ọbara Onye Ọ Bụla A Na-azọpụtaghị Adịghị M n’Isi”‘Ịgba Àmà nke Ọma Banyere Alaeze Chineke’
-
-
d Ọ ga-abụ na ihe mere Luk ji kwuo “anyị” n’Ọrụ Ndịozi 20:5, 6 bụ na o sooro Pọl na Filipaị mgbe Pọl hapụchara ya ebe ahụ n’oge gara aga.—Ọrụ 16:10-17, 40.
-