Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Olee Ihe Anyị Ga-eme Ka Chineke Nabata Ofufe Anyị?
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
    • 2. Olee otú anyị kwesịrị isi na-efe Jehova?

      Anyị kwesịrị ịna-efe naanị Jehova n’ihi na ọ bụ ya kere anyị. (Mkpughe 4:​11) Ihe ọ pụtara bụ na anyị ekwesịghị iji ihe a kpụrụ akpụ ma ọ bụ foto na-efe Chineke. Kama, anyị kwesịrị ịhụ Chineke n’anya, na-efekwa naanị ya.​—Gụọ Aịzaya 42:8.

      Otú anyị si efe Jehova kwesịrị ‘ịdị nsọ, dịkwa ya mma.’ (Ndị Rom 12:1) Ọ pụtara na anyị ga na-edebe iwu ya. Dị ka ihe atụ, ndị hụrụ Jehova n’anya anaghị eji iwu o nyere gbasara alụmdi na nwunye egwu egwu, ha na-edebekwa ya. Ha anaghịkwa eme ihe ọ bụla ga-emerụ ha ahụ́, dị ka, ịkpọ ụtaba, ịṅụ ọgwụ ọjọọ, na ịṅụbiga mmanya ókè.a

  • Gosi na Obi Dị Gị Ụtọ Maka Ndụ Chineke Nyere Gị
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
    • 3. Na-elekọta onwe gị

      Ndị Kraịst nyefere Jehova onwe ha na-eji ndụ ha niile ejere ya ozi. Ọ dị ka à ga-asị na ha ji ahụ́ ha chụọrọ Chineke àjà. Gụọnụ Ndị Rom 12:1, 2. Unu gụchaa ya, unu eleba anya n’ajụjụ ndị a:

      • Gịnị mere i kwesịrị iji na-elekọta onwe gị?

      • Olee ụfọdụ n’ime ụzọ i nwere ike isi na-elekọta onwe gị?

      Ebe otu nwaanyị dị ime na dọkịta na-ekwurịta okwu.
Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya