Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Mgbukepụ nke Ìhè—Ndị Ukwu na Ndị Nta Akụkụ nke Abụọ
    Ụlọ Nche—1995 | Mee 15
    • E Mee Ka A Ghọta “Ike Ndị Ka Elu”

      4, 5. (a) Olee otú Ndị Mmụta Bible si lee Ndị Rom 13:1 anya? (b) Olee ihe e mesịrị hụ na ọ bụ ọnọdụ nke Akwụkwọ Nsọ banyere “ike ndị ka elu”?

      4 Na 1962 a hụrụ mgbukepụ ìhè na-enwu nke ọma n’ihe banyere Ndị Rom 13:1, bụ́ nke na-ekwu, sị: “Ka mkpụrụ obi ọ bụla doo onwe ya n’okpuru ike ndị ka elu [“ndị ọchịchị ka elu,” New World Translation].” (King James Version) Ndị Mmụta Bible mbụ ghọtara na “ike ndị ka elu” a kpọtụrụ aha n’ebe ahụ na-ezo aka n’ebe ndị ọchịchị bụ́ ndị ụwa nọ. Ha ghọtara akụkụ akwụkwọ nsọ nke a ịpụta na ọ bụrụ na e jide onye Kraịst n’oge agha, iwu ji ya iyikwasị uwe ndị agha, iburu égbè, na ịga n’ihu agha, ịba n’ime ala e gwuuru ndị agha. E chere na ebe ọ bụ na ndị Kraịst apụghị igbu mmadụ ibe ha, ọ ga-abụ onye a rụgidere ịgbanye égbè ya n’ime ikuku ma ọ bụrụ na ọnọdụ kasị njọ adapụta.a

      5 Ụlọ Nche nke January 1 na nke February 1, 1964, mụkwasịrị ìhè na-enwu nke ọma n’isiokwu ahụ n’ịtụle okwu ndị ahụ nke Jisọs na Matiu 22:21: “Nyeghachikwanụ Siza ihe nke Siza, nyeghachikwanụ Chineke ihe nke Chineke.” Okwu ndị ozi ahụ dị n’Ọrụ Ndị Ozi 5:29 bara uru: “Anyị aghaghị ikwenyere Chineke karịa mmadụ.” Ndị Kraịst nọ n’okpuru Siza—“ike ndị ka elu”—nanị ma ọ bụrụ na nke a adịghị achọ ka onye Kraịst mee ihe megidere iwu Chineke. A hụrụ na ịnọ n’okpuru Siza bụ ihe a kpaara ókè, ọ bụghị nke a na-akparaghị ókè. Ndị Kraịst na-enyeghachi Siza nanị ihe na-emegideghị ihe ndị Chineke chọrọ. Lee ihe na-eju afọ ọ bụ inwe nghọta doro anya n’isiokwu ahụ!

  • Mgbukepụ nke Ìhè—Ndị Ukwu na Ndị Nta Akụkụ nke Abụọ
    Ụlọ Nche—1995 | Mee 15
    • a N’ikwu okwu banyere echiche nke a, Ụlọ Nche nke June 1 na nke June 15, 1929 (Bekee), sụgharịrị “ike ndị ka elu” ịbụ Jehova Chineke na Jisọs Kraịst. N’ụzọ bụ isi ọ bụ ọnọdụ nke a ka e doziri na 1962.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya