Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • À Kpọlitere Jizọs n’Ọnwụ n’Eziokwu?
    Ụlọ Nche—2013 | Mach 1
    • [Foto dị na peeji nke 5]

      Pọl kweere na a ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ n’ọnwụ. Ọ maara na a kpọlitere Jizọs n’ọnwụ. Ọ bụ ya mere o ji gwa Ndị Kọrịnt ihe ndị gosiri na a kpọlitere Jizọs n’ọnwụ. Ọ sịrị na “Kraịst nwụrụ maka mmehie anyị dị ka Akwụkwọ Nsọ si kwuo; nakwa na e liri ya, ee, na a kpọlitere ya n’ụbọchị nke atọ dị ka Akwụkwọ Nsọ kwuru; na ọ pụtakwara n’ihu Sifas, e mesịa, ọ pụtara n’ihu ndị ozi iri na abụọ ahụ.”b Pọl kwukwara, sị: “Mgbe nke ahụ gasịrị, ọ pụtara n’ihu ihe karịrị narị ụmụnna ise n’otu mgbe, bụ́ ndị ihe ka ọtụtụ n’ime ha ka nọ ruo ugbu a, ma ụfọdụ adawo n’ụra ọnwụ. Mgbe nke ahụ gasịrị, ọ pụtara n’ihu Jems, e mesịa, ọ pụtara n’ihu ndịozi niile; ma n’ikpeazụ, n’ime ha niile, ọ pụtara n’ihu m.”—1 Ndị Kọrịnt 15:3-8.

  • À Kpọlitere Jizọs n’Ọnwụ n’Eziokwu?
    Ụlọ Nche—2013 | Mach 1
    • b Ọ bụ eziokwu na ndịozi Jizọs fọrọ mmadụ iri na otu mgbe Judas nwụrụ, a ka nọ na-akpọ ha “ndị ozi iri na abụọ” ma ọ bụ “ndịozi.”—Jọn 20:24.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya