Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ihe Isi Ike Dịịrị Nkà Mmụta Okpukpe
    Ụlọ Nche—1995 | Mach 1
    • Akwụkwọ bụ́ Catechism of the Catholic Church na-asị: “Iji soro Kraịst bilie, anyị aghaghị iso Kraịst nwụọ: anyị aghaghị ‘ịpụ n’ahụ ma nọọ n’ụlọ n’ebe Onyenwe anyị nọ’. [2 Ndị Kọrint 5:8] ‘N’ọpụpụ’ ahụ nke bụ ọnwụ a na-ekewapụ mkpụrụ obi pụọ n’ahụ. [Ndị Filipaị 1:23] A ga-ejikọghachi ya na ahụ n’ụbọchị mbilite n’ọnwụ nke ndị nwụrụ anwụ.” Ma n’akụkụ ihe odide ndị e hotara n’ebe a, Pọl onyeozi ọ̀ sịrị na mkpụrụ obi na-anọgide ndụ mgbe ahụ nwụsịrị ma chere “Ikpe Ikpeazụ” ahụ ka e jikọghachi ya na ahụ?

  • Ihe Isi Ike Dịịrị Nkà Mmụta Okpukpe
    Ụlọ Nche—1995 | Mach 1
    • Ná 2 Ndị Kọrint 5:8, Pọl sịrị: “Anyị na-enwe obi ike, . . . ọ dịkwa anyị ezi mma karị ka anyị ghara ịnọ n’ụlọ n’ahụ anyị, ka anyị nọọkwa n’ụlọ n’ebe Onyenwe anyị nọ.” Ụfọdụ kwenyere na okwu ndị a na-ezo aka n’ọnọdụ dị n’agbata nke bụ́ nchere. Ndị dị otú ahụ na-ezokwa aka ná nkwa Jisọs nye ụmụazụ ya na-ekwesị ntụkwasị obi na ya na-aga ịkwadebere ha ebe ya ‘ga-anara ha ịnọ ebe ya onwe ya nọ.’ Ma olee mgbe a ga-emezu olileanya ndị dị otú ahụ? Kraịst sịrị na ọ ga-abụ mgbe ọ ‘bịara ọzọ’ n’ọnụnọ ya dị n’ihu. (Jọn 14:1-3) N’otu aka ahụ, ná 2 Ndị Kọrint 5:1-10, Pọl sịrị na olileanya ndị Kraịst e tere mmanụ nwekọrọ ọnụ bụ iketa ebe obibi nke eluigwe. Nke a ga-emezu, ọ bụghị site n’anwụghị anwụ nke mkpụrụ obi e chepụtara echepụta, kama site ná mbilite n’ọnwụ n’oge ọnụnọ Kraịst. (1 Ndị Kọrint 15:23, 42-44) Ọkà nnyocha akwụkwọ bụ́ Charles Masson na-ekwubi na 2 Ndị Kọrint 5:1-10 “pụrụ ịbụ nke a ghọtara nke ọma mgbe ahụ n’echigharịkwurughị nchepụta nke ‘ọnọdụ dị n’agbata.’”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya