Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị A Kpọrọ Asị n’Ihi Okwukwe Ha
    Ụlọ Nche—1998 | Disemba 1
    • 17. Gịnị na-egosi na ọrụ nkwusa nke ndị Kraịst narị afọ mbụ dị irè?

      17 Ndị Kraịst narị afọ mbụ ji ịnụ ọkụ n’obi a na-apụghị imebi emebi kwusaa ozi ọma nke Alaeze Chineke. (Matiu 24:14) Ka ọ na-erule ihe dị ka 60 O.A., Pọl pụrụ ikwu na e ‘kwusawo ozi ọma ahụ n’etiti ihe nile e kere eke nke dị n’okpuru eluigwe.’ (Ndị Kọlọsi 1:23) Ka ọ na-erule ọgwụgwụ nke narị afọ mbụ, ụmụazụ Jisọs emewo ndị na-eso ụzọ n’Alaeze Ukwu Rom nile—n’Esia, Europe, nakwa n’Africa! Ọbụna ụfọdụ n’ime “ndị nke ezinụlọ Siza” ghọrọ ndị Kraịst.a (Ndị Filipaị 4:22) Nkwusa a e ji ịnụ ọkụ n’obi mee kpalitere iwe. Neander na-ekwu, sị: “Iso Ụzọ Kraịst nọgidere na-enwe ihe ịga nke ọma n’etiti ndị mmadụ nọ n’ọkwá nile, na-eyikwa egwu ịkwatu okpukpe nke obodo.”

  • Ndị A Kpọrọ Asị n’Ihi Okwukwe Ha
    Ụlọ Nche—1998 | Disemba 1
    • a Okwu ahụ bụ́ “ndị nke ezinụlọ Siza” adịghị ezocha aka ná ndị òtù ezinụlọ Nero kpọmkwem, bụ́ onye na-achị achị mgbe ahụ. Kama, ọ pụrụ imetụta ndị odibo na-eje ozi n’ụlọ na ndị isi na-anọghị n’ọkwá ukwu, bụ́ ndị ma eleghị anya jere ozi ndị dị n’ụlọ dị ka isi nri na nhicha maka ezinụlọ na ndị ọrụ eze ukwu ahụ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya