Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Gịnị Mere Anyị Ji Ekpe Ekpere n’Aha Jizọs?
    Ụlọ Nche—2008 | Febụwarị 1
    • Baịbụl ji ọtụtụ utu aha na aha dị iche iche kọwaa Jizọs iji mee ka anyị ghọta ụdị ọkwá o nwere. Ha na-enyere anyị aka ịghọta ọtụtụ uru na-abịara anyị n’ihi ihe ndị Jizọs mewooro anyị, ihe ndị ọ na-emere anyị, na ihe ndị ọ ka ga-emere anyị. (Lee igbe nke isiokwu ya bụ, “Ọrụ Ndị Dị Mkpa Jizọs Na-arụ,” nke dị na peeji nke iri na anọ.) N’ezie, e nyewo Jizọs “aha dị elu karịa aha ọ bụla ọzọ.”a E nyewo ya ikike niile n’eluigwe na n’elu ụwa.—Ndị Filipaị 2:9; Matiu 28:18.

  • Gịnị Mere Anyị Ji Ekpe Ekpere n’Aha Jizọs?
    Ụlọ Nche—2008 | Febụwarị 1
    • a Dị ka akwụkwọ bụ́ Vine’s Expository Dictionary of New Testament Words si kwuo, okwu Grik a sụgharịrị “aha” nwere ike ịpụta “ihe niile mere e ji gụọ onye ahụ aha, ikike onye ahụ nwere, àgwà ya, ọkwá ya, ebube ya, ike ya, [na] ịma mma ya.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya