Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ime Baptizim Ga-abara Gị Ezigbo Uru
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
    • 3. Olee ihe dị iche iche mmadụ ga-eme tupu o mee baptizim?

      Tupu i mee baptizim, ị ga-ebu ụzọ mụọ gbasara Jehova, nweekwa okwukwe siri ike n’ebe ọ nọ. (Gụọ Ndị Hibru 11:6.) Ị ga na-ahụkwu Jehova n’anya ka ị na-amụtakwu gbasara ya nakwa ka okwukwe gị n’ebe ọ nọ na-esikwu ike. O doro anya na ị ga-achọ ịna-ekwusa ozi ọma gbasara ya, na-ebikwa ndụ otú dị ya mma. (2 Timoti 4:2; 1 Jọn 5:3) Ọ bụrụ na mmadụ amalite ‘ịna-eme ihe otú ndị na-efe Jehova kwesịrị ịna-eme iji na-eme ya obi ụtọ,’ o nwere ike ikpebi na ya ga-enyefe Chineke onwe ya nakwa na ya ga-eme baptizim.​—Ndị Kọlọsi 1:​9, 10.a

  • Ime Baptizim Ga-abara Gị Ezigbo Uru
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
    • a Ọ bụrụ na mmadụ emebuola baptizim mgbe ọ na-aga chọọchị, ọ ga-eme baptizim ọzọ. Maka gịnị? Ọ bụ maka na chọọchị ahụ anaghị akụzi eziokwu dị na Baịbụl.​—Gụọ Ọrụ Ndịozi 19:​1-5 nakwa Isi 13 n’akwụkwọ a.

  • Ị̀ Dịla Njikere Ime Baptizim?
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
    • 1. Olee ihe ndị i kwesịrị ima tupu i mee baptizim?

      Tupu gị emee baptizim, i kwesịrị ịma ‘eziokwu dị na Baịbụl nke ọma.’ (1 Timoti 2:4) Ọ pụtaghị na ị ga-ama azịza ajụjụ niile gbasara Baịbụl. Ndị Kraịst medịrị baptizim kemgbe ọtụtụ afọ amaghị ihe niile dị na Baịbụl. (Ndị Kọlọsi 1:9, 10) Ma, i kwesịrị ịma isi ihe Baịbụl na-akụzi. Ndị okenye ọgbakọ ga-enyere gị aka ịchọpụta ma ị̀ marala ihe ndị i kwesịrị ị mara.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya