-
Gịnị Ga-eme Ka Unu Na-enwe Obi Ụtọ n’Ezinụlọ Unu?—Nke 2Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
-
-
4. Na-azụ ụmụ gị otú gosiri na ị hụrụ ha n’anya
Ịzụ ụmụ abụghị obere ọrụ. Olee otú Baịbụl nwere ike isi nyere gị aka? Gụọnụ Jems 1:19, 20. Unu gụchaa ya, unu eleba anya n’ajụjụ ndị a:
Mgbe nne na nna na-agwa ụmụ ha okwu, olee otú ha ga-esi gosi na ha hụrụ ha n’anya?
Gịnị mere nne ma ọ bụ nna ekwesịghị ịdọ ụmụ ya aka ná ntị mgbe iwe ji ya?a
-