Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Mbọ A Gbara Ịgbanwe Ihe Dị na Baịbụl Kụrụ Afọ n’Ala
    Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze)—2016 | Nke 4
      • Ozizi Atọ n’Ime Otu: N’ihe na-erughị narị afọ atọ e dechara Baịbụl, otu nwoke, onye na-ede akwụkwọ gbasara Atọ n’Ime Otu, gbakwunyere ihe na 1 Jọn 5:7. Okwu ndị ọ gbakwunyere bụ, “n’eluigwe, Nna ahụ, Okwu ahụ, na Mmụọ Nsọ ahụ: ha atọ bụkwa otu.” Okwu ndị a adịghị na Baịbụl mbụ e dere. Otu ọkachamara nke na-amụ gbasara Baịbụl, onye aha ya bụ Bruce Metzger, kwuru na “sí n’afọ 501 gawa, a bịara na-edenyekwu okwu ndị ahụ n’akwụkwọ mpịakọta Baịbụl dị́ na Latịn Ochie nakwa na Baịbụl Latịn a na-akpọ Vulgate.”

  • Mbọ A Gbara Ịgbanwe Ihe Dị na Baịbụl Kụrụ Afọ n’Ala
    Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze)—2016 | Nke 4
    • Ihe ọzọkwa bụ na ọtụtụ akwụkwọ mpịakọta Baịbụl ndị e nwere taa na-enyere ndị na-amụ gbasara Baịbụl aka ịchọpụta ndị nke e dehiere ihe na ha. Dị ka ihe atụ, kemgbe ọtụtụ afọ, ndị isi okpukpe na-ekwu na ihe dị na Baịbụl Latịn ha bụ kpọmkwem ihe dị na Baịbụl mbụ. Ma, ha gbakwunyere okwu ndị ha na-ekwesịghị ịgbakwunye na 1 Jọn 5:7 anyị kwuru gbasara ya ná mmalite isiokwu a. Ndị sụgharịrị Baịbụl Bekee King James Version gbakwunyedịrị okwu ndị ahụ na ya. Ma, mgbe a hụrụ akwụkwọ mpịakọta Baịbụl ndị ọzọ, gịnị ka a chọpụtara? Bruce Metzger kwuru, sị: “Okwu ndị ahụ a gbakwunyere [na 1 Jọn 5:7] adịghị n’akwụkwọ mpịakọta Baịbụl ochie niile (n’asụsụ Siriak, asụsụ ndị Ijipt, Aminian, Itiopik, Arabik, Slavonik), e wezụga nke Latịn.” Ọ bụ ya mere e jizi wepụ okwu ndị ahụ na Baịbụl King James Version ndị e degharịrị edegharị nakwa na Baịbụl ndị ọzọ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya