AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MKPUGHE 20-22
“Lee! Ana M Eme Ihe Niile Ka Ha Dị Ọhụrụ”
Jehova kwere nkwa ime ka ihe niile dị ọhụrụ.
“Eluigwe ọhụrụ”: Ọ bụ ọchịchị ọhụrụ nke ga-eme ka ụwa dị otú Jehova chọrọ
“Ụwa ọhụrụ”: Ọ bụ ụmụ mmadụ ndị na-akwado ọchịchị Chineke ma na-erubere ya isi
‘Ime ihe niile ka ha dị ọhụrụ’: Obi ụtọ anyị ga na-enwe kwa ụbọchị ga-anọchi anya ahụhụ niile anyị na-ata