-
Iso Ụzọ Kraịst Agbasaruo Mba Ndị Ọzọ‘Ka Anyị Hụ Ezi Ala Ahụ’
-
-
[Igbe dị na peeji nke 33]
ỌGBAKỌ ASAA
Jizọs zigaara ọgbakọ asaa dị n’Eshia Maịnọ ozi. Rịba ama ebe ha dịgasị: Efesọs na Smụana ndị dị n’ikperé mmiri; Pagamọm, Filadelfia, na Leodisia ndị dị n’ime ime; Taịataịra nke dị n’akụkụ osimiri; Sadis, nke dịkwa n’ụzọ ndị ahịa na-esikarị agafe. Ihe ndị fọdụrụ n’obodo ndị a nke e si n’ala gwupụta na-emesi ya ike na Bible kpọtụrụ ebe ndị dịrị adị n’ezie aha.
-
-
Iso Ụzọ Kraịst Agbasaruo Mba Ndị Ọzọ‘Ka Anyị Hụ Ezi Ala Ahụ’
-
-
[Ọgbakọ asaa]
E2 Pagamọm
E2 Taịataịra
E2 Sadis
E2 Smụana
E2 Efesọs
F2 Filadelfia
F2 Leodisia
-