Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • E Mezuo Iwe Chineke
    Mkpughe—Mmezu Ya Dị Ebube Dị Nso!
    • 17. (a) Njikọ dị aṅaa dị n’etiti mwụpụ nke ọkwa nke ise ahụ na ọchịchịrị ime mmụọ nke nọgideworo na-ekpuchigide alaeze nke anụ ọhịa ahụ? (b) Olee ụzọ ụmụ mmadụ si meghachi omume ná mwụpụ nke ọkwa nke ise ahụ nke ọnụma Chineke?

      17 Alaeze nke anụ ọhịa nke a anọwo n’ime ọchịchịrị ime mmụọ kemgbe ọ malitere ịdị adị. (Tụlee Matiu 8:12; Ndị Efesọs 6:11, 12.) Ọkwa nke ise ahụ na-emesiwanye ike ịma ọkwa ihu ọha banyere ọchịchịrị nke a. Ọbụna ọ na-eme ka a hụ onyinyo otú ọ ga-adị, n’ihi na a wụkwasịrị ọkwa nke a nke ọnụma Chineke kpọmkwem n’elu ocheeze nke anụ ọhịa ihe atụ ahụ. “E wee mee ka alaeze ya gbaa ọchịchịrị; ha wee tabie ire ha site n’ahụ ụfụ, ha wee kwuluo Chineke nke eluigwe site n’ahụ ụfụ nile ha na ọnyá nile ha; ha echegharịghịkwa isi n’ọrụ nile ha pụta.”—Mkpughe 16:10b, 11.

  • E Mezuo Iwe Chineke
    Mkpughe—Mmezu Ya Dị Ebube Dị Nso!
    • 19. N’ikwekọ ná Mkpughe 16:10, 11, gịnị ka mkpughe e kpughere Setan n’ihu ọha dị ka chi nke oge a kpatara?

      19 Dị ka onye ọchịchị ụwa, Setan akpatawo oké enweghị obi ụtọ na ịta ahụhụ. Ụnwụ nri, agha, ime ihe ike, imempụ, iji ọgwụ eme ihe n’ụzọ na-ezighị ezi, ndụ na-adịghị ọcha, ọrịa mmekọahụ, emeghị ihe n’eziokwu, ihu abụọ nke ndị okpukpe—ndị a na ọtụtụ ihe ndị ọzọ ka e ji mara usoro ihe nke Setan. (Tụlee Ndị Galetia 5:19-21.) Ọbụna otú ahụ, mkpughe e kpugheworo Setan n’ihu ọha dị ka chi nke oge a akpatawo ihe mgbu na ihe ihere nye ndị ahụ na-adị ndụ dị ka ụkpụrụ ya nile si dị. “Ha wee tabie ire ha site n’ahụ ụfụ,” karịsịa n’ime Krisendọm. Ọ na-akpasu ọtụtụ ndị iwe na eziokwu ahụ na-ekpughe ụzọ ndụ ha. Ụfọdụ na-ahụ ya dị ka ihe na-eyi ha egwu, ha wee na-akpagbu ndị ahụ na-ekwusa ya. Ha na-ajụ Alaeze Chineke wee na-ekwulu aha nsọ Jehova. E kpughewo ọnọdụ ha nke ịbụ ndị nọ n’ọrịa n’ụzọ okpukpe, ndị ọnyá jukwara n’ahụ, nke mere ka ha na-ekwulu Chineke nke eluigwe. Ee e, ha ‘adịghị echegharị n’ọrụ ha nile.’ Ya mere, anyị apụghị ịtụ anya nchegharị ìgwè mmadụ tupu ọgwụgwụ usoro ihe nke a.—Aịsaịa 32:6.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya