-
Gịnị Mere Ozi Ụlọ n’Ụlọ Ji Dị Mkpa n’Oge A?Ụlọ Nche—2008 | Julaị 15
-
-
16, 17. (a) Olee ihe a ga-arụzu tupu “oké mkpagbu ahụ” akwụsị? (b) Olee ajụjụ ndị a ga-aza n’isiokwu na-esonụ?
16 Oge nwere ike iru mgbe ozi a anyị na-ekwusa ga-adị ka “mkpu agha.” N’akwụkwọ Mkpughe, e ji “oké akụ́ mmiri ígwè, tinyere nkume ọ bụla nke ịdị arọ ya dị ihe dị ka otu talent”b nọchie anya okwu ikpe dị ike. Mkpughe 16:21 kwukwara, sị: “Ihe otiti ya dị ukwuu hie nne.” Anyị amabeghị òkè ozi ụlọ n’ụlọ ga-ekere n’ịkpọsa ikpe ikpeazụ ndị ahụ. Ma otu ihe doro anyị anya bụ na tupu “oké mkpagbu ahụ” akwụsị, a ga-eme ka a mara aha Jehova n’ụzọ a na-emetụbeghị ya mbụ kemgbe e kere mmadụ.—Mkpu. 7:14; Ezik. 38:23.
-
-
Gịnị Mere Ozi Ụlọ n’Ụlọ Ji Dị Mkpa n’Oge A?Ụlọ Nche—2008 | Julaị 15
-
-
b Ọ bụrụ na ọ bụ talent nke ndị Grik ka a na-ekwu, akụ́ mmiri nke ọ bụla ga-adị ihe dị ka kilogram iri abụọ n’arọ.
-