Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọ̀ Dị Gị Mkpa N’ezie Ịrịọ Mgbaghara?
    Ụlọ Nche—1996 | Septemba 15
    • Ịhụnanya ụmụnna bụ akara e ji amata ezi ndị na-eso ụzọ Jisọs Kraịst. O kwuru, sị: “Mmadụ nile ga-eji nke a mara na unu bụ ndị na-eso ụzọ m, ọ bụrụ na unu enwerịta ịhụnanya n’ebe ibe unu nọ.” (Jọn 13:35) Akwụkwọ Nsọ na-agba ndị Kraịst ume ‘isite n’obi hụrịta onwe ha n’anya sie ike.’ (1 Pita 1:22) Ịhụnanya siri ike na-amanye anyị ịrịọ mgbaghara. N’ihi gịnị? N’ihi na ezughị okè mmadụ na-akpata iwe n’ụzọ a na-apụghị izere ezere nke na-egbochi ịhụnanya ma ọ bụrụ na e dozighị ha.

  • Ọ̀ Dị Gị Mkpa N’ezie Ịrịọ Mgbaghara?
    Ụlọ Nche—1996 | Septemba 15
    • Ọ bụ ezie na o nwere ike anyị agaghị eche na anyị emewo ihe ọjọọ ọ bụla, ịrịọ mgbaghara pụrụ idozi nghọtahie. Manuel na-echeta: “Ọtụtụ afọ gara aga mụ na nwunye m nọrọ n’ụlọ otu n’ime ụmụnna nwanyị ime mmụọ anyị mgbe e nyere ya àkwà n’ụlọ ọgwụ. Anyị mere ihe nile anyị nwere ike iji nyere ya na ụmụ ya aka n’oge nrịanrịa ya. Ma mgbe ọ lọghachiri ụlọ, o kpesaara otu enyi ya na anyị elekọtaghị ego ezinụlọ ahụ n’ụzọ kwesịrị ekwesị.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya