Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ịchịkọta “Ihe A Na-achọsi Ike” na Poland
    Ụlọ Nche—1992 | Julaị 15
    • n’ụlọ. Mgbe ahụ, ezinụlọ m mabatara n’ime Ụlọ Nzụkọ Alaeze. . . . Ha kpọọrọ m laa ụlọ wee malite iji osisi nwegasịrị akpụ ‘na-emezu ikpe ziri ezi.’ E tiri m ihe ma gbaa m ụkwụ n’ahụ m nile nanị n’ihi isonyere Ndịàmà. E tisiri m ihe ike nke na ọ dịrị m mkpa inweta nlekọta ahụ ike ozugbo, e wee kpọgaa m n’ụlọ ọgwụ. Jehova nyeere m aka, ahụ wee dị m mma. Ezinụlọ m jụrụ m. Mgbe m gwara onye ụkọchukwu banyere nke a, o wedara m ala, na-asị: ‘Ị̀ bịara ime mkpesa nanị n’ihi ụra ole na ole a mara gị?’”

      Otu nwanna nwanyị ọzọ na-echeta, sị: “Kwa afọ m na-agabu Częstochowa iji jiri ikpere jee ije n’Ụzọ nke Obe, bụ́ nke m lere anya dị ka ọrụ dịịrị ezi onye Katọlik ọ bụla. M ka nwere àpà ọnya ndị kpọrọ akpọ n’ikpere m.” Mgbe ọ gbara 18 afọ ọ mụtara eziokwu ahụ wee gwa onye ụkọchukwu na ezinụlọ ya na ya agaghị alọghachite na chọọchị. E tiri ya ihe nke ukwuu—“nke ọjọọ na ụbụrụ isi m gbagharịrị,” ka ọ kọrọ. “Ma n’ụlọ ọgwụ, ahụ dịrị m nnọọ mma n’ụzọ zuru ezu ije Mgbakọ Distrikti ‘Ndị Hụrụ Nnwere Onwe n’Anya.’ Akwara m ákwá ọṅụ mgbe m hụrụ ezi ịdị n’otu na ịhụnanya n’etiti ndị mmadụ n’enweghị ịnụbigara okwukwe ọkụ n’obi—ihe ndị m na-ahụbeghị na Częstochowa. Lee oké obi ụtọ m nwere inwe ahụmahụ nke ịdị mma Jehova na ịmụta ịtụkwasị ya obi.” Jehova na-ewusi ike ma na-akwado ndị ahụ na-atụkwasị ya ibu ha.—Abụ Ọma 55:22.

      Ọtụtụ ndị nọ ná mkpọrọ na Babilọn Ukwu ahụ na-aṅa ntị ugbu a n’òkù ahụ nke ‘isi n’etiti ya pụta’ ná mba Katọlik nke a, ọbụna dị ka e si eme n’ebe ndị ọzọ. Ọ bụrụ na ọ bụ uche Jehova, ndị ya na-adịghị atụ egwu ga-anọgide na-achịkọta ọtụtụ ndị ọzọ nke “ihe a na-achọsi ike” ahụ bụ́ ndị nọ n’ebe dị iche iche gburugburu Poland. N’ezie, ọtụtụ ndị ka ga-aza òkù ahụ, bụ́: “Bịa. Onye akpịrị na-akpọkwa nkụ, ya bịa: onye na-achọ, ya nara mmiri nke ndụ ahụ n’efu.”—Mkpughe 18:4; 22:17.

  • Na-agbaso Ụzọ Kachasị Mma nke Ịhụnanya
    Ụlọ Nche—1992 | Julaị 15
    • Na-agbaso Ụzọ Kachasị Mma nke Ịhụnanya

      JEHOVAH CHINEKE bụ ngosipụta nke ịhụnanya. (1 Jọn 4:8) Ọkpara ya, bụ́ Jisọs Kraịst, kwuru na anyị kwesịrị ịhụ Chineke na onye agbata obi anyị n’anya. (Matiu 22:37-40) Ee, ọ bụ dabere n’àgwà nke a ka Chineke na-eme ihe n’ime eluigwe na ụwa nile! Ya mere, maka ndụ ebighị ebi n’ebe ọ bụla, anyị aghaghị ịgbaso ụzọ nke ịhụnanya.

      Chineke gosiri ịhụnanya maka mba Israel ma mesịa jụ nzukọ ahụ n’ihi ekwesịghị ntụkwasị obi ha. Mgbe ahụ, o mere ka a mata ọgbakọ nke ndị na-eso ụzọ Jisọs dị ka nzukọ ọhụrụ Ya. N’ụzọ dị aṅaa? Site ná ngosipụta pụrụ iche nke mmụọ nsọ inye ha ike ikwu okwu n’asụsụ dị iche iche na ibu amụma. Otú a, na Pentikọst nke 33 O.A., 3,000 ndị Juu na ndị na-eso ụzọ ndị Juu ghọrọ ndị kwere ekwe ma hapụ nzukọ ochie ahụ maka nke ọhụrụ Chineke. (Ọrụ 2:1-41) Ebe onyinye nke mmụọ nsọ ahụ bụ nke a na-enye mgbe nke ahụ gasịrị site n’aka ndị ozi Jisọs, ngosipụta ndị dị otú ahụ kwụsịrị mgbe ha nwụrụ. (Ọrụ 8:5-18; 19:1-6) Ma ná mgbe ahụ onyinye ndị ahụ egosiwo na ihu ọma Chineke dị n’ahụ Israel ime mmụọ.—Galetia 6:16.

      Ọrụ ebube ndị si n’onyinye dị iche iche ndị ahụ nke mmụọ nsọ nwere abamuru. Otú ọ dị, igosi ịhụnanya ma ọ bụ nchegbu nke na-adịghị

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya