Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • ba p. 32
  • Azụ Akwụkwọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Azụ Akwụkwọ
  • Akwụkwọ Dịịrị Mmadụ Nile
Akwụkwọ Dịịrị Mmadụ Nile
ba p. 32

Azụ Akwụkwọ

Olee Akwụkwọ Ọzọ

• metụtaworo nkà, akwụkwọ, na egwú ndị kasị mma n’ụwa, na-enwekwa ike dị ukwuu n’iwu?

• lanarịworo ọtụtụ puku afọ nke ndepụtaghachi n’aka ụmụ mmadụ ma ka ruokwa anyị aka n’ụzọ bụ isi otú e dere ya?

• kpaliworo oké achọghị ọdịmma onwe onye nanị nke na ụfọdụ adịwo njikere ịnagide ihe isi ike na ọbụna nọrọ n’ọnụ ọnwụ iji sụgharịa ya?

• a sụgharịworo n’ihe karịrị asụsụ 2,100, na-eme ka ihe karịrị 90 pasent nke ezinụlọ mmadụ nwee ike inweta ya?

• kwuru okwu eziokwu sayensị ndị a na-achọpụtaghị ruo ọtụtụ narị afọ ka e mesịrị?

• nwere ụkpụrụ ndị dịịrị oge nile bụ́ ndị pụrụ inyere ndị ebo, agbụrụ, na mba nile aka ime ka ọnọdụ ha ná ndụ ka mma?

• nwere okwu ọdịnihu ndị na-adịghị mgbagwoju anya bụ́ ndị mezuru, dị ka akụkọ ihe ndị mere eme n’ezie na-anwapụta?

Ọ̀ bụ na inyocha akwụkwọ dị otú ahụ agaghị abụ ihe kwesịrị ekwesị?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya