Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • sn abụ 59
  • Anyị Raara Onwe Anyị Nye Chineke!

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Anyị Raara Onwe Anyị Nye Chineke!
  • Bụkuo Jehova Abụ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Anyị Nyefere Chineke Onwe Anyị
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Jehova Ji Obiọma Na-arịọ: “Mara Ihe, Nwa M”
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Jehova Ji Obiọma Na-arịọ: “Mara Ihe, Nwa M”
    Bụkuo Jehova Abụ
  • Ka Anyị Nwee Okwukwe
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Bụkuo Jehova Abụ
sn abụ 59

Abụ nke 59

Anyị Raara Onwe Anyị Nye Chineke!

Nke E Biri Ebi

(Matiu 16:⁠24)

1. Chineke anyị, Jehova, dọtar’anyị

Ịbụ ndị n’eso ụzọ Kraịst.

N’och’eze ya dị elu

K’ìhè eziokwu si nwuo.

Okwukw’anyị sir’ike;

Anyị ajụla onw’anyị.

(KORỌS)

Anyị ji obi anyị dum nye Jaa onw’anyị.

Ya na Jizọs n’eny’anyị ọṅụ ugbu a.

2. Anyị n’ekpe ekpere n’ihu Jehova

N’anyị g’efe ya ru’ebigh’ebi.

Ọ bụ ọṅụ pụr’iche,

Nke anyị n’ekwusa,

Eb’anyị bụ Ndịàmà ya,

Ma n’ezi ozi Al’eze ya.

(KORỌS)

Anyị ji obi anyị dum nye Jaa onw’anyị.

Ya na Jizọs n’eny’anyị ọṅụ ugbu a.

(Gụọkwa Ọma 43:3; 107:22; Jọn 6:44.)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya