Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • sn abụ 113
  • Ikele Chineke n’Ihi Okwu Ya

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ikele Chineke n’Ihi Okwu Ya
  • Bụkuo Jehova Abụ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Anyị Na-ekele Chineke Maka Okwu Ya
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Mkpụrụ Obi Dị Ka Bible Si Kwuo
    Gịnị Na-eme Anyị Mgbe Anyị Nwụrụ?
  • Ì Nwere Mkpụrụ Obi Na-adịghị Anwụ Anwụ?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2007
  • Na-ekele Onye Ọ Bụla Meere Gị Ihe
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2019
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Bụkuo Jehova Abụ
sn abụ 113

Abụ nke 113

Ikele Chineke n’Ihi Okwu Ya

Nke E Biri Ebi

(Ndị Filipaị 2:⁠16)

1. Jehova, Nn’anyị, a’yị n’ekele gị

N’ihi n’anyị nwer’Okwu gị bụ́ Baịbụl!

I nyere ndị dere ya ’mụọ nsọ ide uche gị.

Baịbụl n’eduzi anyị; ị n’ezi any’ihe.

2. Ih’e dere na ya n’eru anyị n’obi.

Ndị amụma gị bụ ’madụ dị k’anyị.

Ịmụ banyere ndụ ha n’eny’anyị ob’ike.

Ọ n’eny’anyị obi ụtọ, n’enyekw’anyị ume.

3. Okwu gị n’akp’ike, n’eru anyị n’obi.

N’ezie, ọ n’ekewa mkpụr’obi na ‘mụọ.

Ọ n’achọpụt’echiche na ih’anyị bu n’obi.

Ọ n’agbazikw’anyị, nye anyị amamihe.

(Gụọkwa Ọma 119:​16, 162; 2 Tim. 3:16; Jems 5:17; 2 Pita 1:21.)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya