AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JỌN 15-17
“Unu Abụghị nke Ụwa”
Jizọs meriri ụwa n’ihi na o kweghị eme ihe otú ụwa si eme ya, ma otu
Ndị na-eso ụzọ Jizọs kwesịrị inwe obi ike ka àgwà na omume ndị ụwa gbara ha gburugburu ghara imerụ ha
Ịtụgharị uche n’otú Jizọs si merie ụwa nwere ike ime ka anyị jiri obi ike na-eṅomi ya