Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • th ihe ọmụmụ 5 p. 8
  • Igụzi Ihe Agụzi

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Igụzi Ihe Agụzi
  • Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ịgụzi Ihe Agụzi
    Rite Uru ná Mmụta A Na-enweta n’Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke
  • Tinyesie Mgbalị Ike n’Ịgụ Ihe
    Rite Uru ná Mmụta A Na-enweta n’Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke
  • Igbe Ajụjụ
    Ozi Alaeze Anyi—1997
  • Ihe Ị Ga-eme Ka Baịbụl Baara Gị Ezigbo Uru
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
th ihe ọmụmụ 5 p. 8

IHE ỌMỤMỤ NKE 5

Ịgụzi Ihe Agụzi

Amaokwu Baịbụl

1 Timoti 4:13

IHE Ị GA-EME: Gụpụta ihe e dere n’akwụkwọ otú e si dee ya.

OTÚ Ị GA-ESI EME YA:

  • Kwadebe nke ọma. Chọpụta ihe mere e ji dee ihe ị chọrọ ịgụ. Kama ịna-agụ ihe otu otu, mụta ịna-agụkọta okwu ụfọdụ ọnụ. Lezie anya ka ị ghara itinye okwu, ịmafe okwu ma ọ bụkwanụ iji okwu ọzọ gbanwee nke dị adị. Leruokwa akara niile dị n’ihe ị na-agụ anya.

    Aro ndị ga-enyere anyị aka

    Gụọrọ otu enyi gị ebe ị chọrọ ịgụ, ma gwa ya ka ọ gwa gị ebe ndị ị na-agụtaghị.

  • Kpọzie okwu nke ọ bụla akpọzi. E nwee okwu ị na-amaghị otú e si akpọ ya n’akwụkwọ ị na-agụ, jụọ onye ị ma na-agụ ihe nke ọma ka o nyere gị aka ma ọ bụkwanụ gị egee akwụkwọ ahụ nke a na-egere egere.

  • Na-akpọpụta okwu nke ọma. Na-akpọpụta okwu nke ọma. Welite isi gị elu ma meghee ọnụ gị nke ọma mgbe ị na-ekwu okwu. Gbaa mbọ kpọpụta nkebi okwu nke ọ bụla.

    Aro ndị ga-enyere anyị aka

    Ịkpọ okwu nke ọma apụtaghị na ị ga na-agbalị ịkpọpụtacha mkpụrụ okwu ọ bụla n’ihi na ọ ga-eme ka ihe ị na-agụ ghara ịdị mma ná ntị.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya