Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Septemba 28
    Ozi Alaeze—2015 | Septemba
    • Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Septemba 28

      IZU NA-AMALITE NA SEPTEMBA 28

      Abụ nke 73 na Ekpere

      Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:

      cl isi nke 31 ¶1-12 (Nkeji 30)

      Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:

      Ọgụgụ Baịbụl: 2 Ndị Eze 23-25 (Nkeji 8)

      Nke 1: 2 Ndị Eze 23:8-15 (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

      Nke 2: Olee Otú Ekwensu Si Malite Ịdị?—wp13 2/1 p. 16 para. 1-4 (Nkeji 5)

      Nke 3: Gịnị Mere na Anyị Ekwesịghị ‘Ịna-ele Mmadụ Anya n’Ihu’?—Jems 2:1-4 (Nkeji 5)

      Nzukọ Ije Ozi:

      Isiokwu Ọnwa A: ‘Gbasie àmà ike banyere ozi ọma.’​—Ọrụ 20:24.

      Abụ nke 93

      10 min: Pọl na Ndị Òtù Ya Gbasiri Àmà Ike na Filipaị. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Gụọnụ Ọrụ Ndịozi 16:11-15. Tụleekwanụ otú ọ ga-esi enyere anyị aka n’ozi ọma.

      20 min: “Otú Anyị Ga-esi Jiri Broshọ Ozi Ọma Si n’Aka Chineke! Na-ezi Ndị Mmadụ Ozi Ọma.” Ajụjụ na azịza. Unu tụlechaa paragraf nke 3, a ga-eme ihe ngosi ebe onye nkwusa nyere mmadụ broshọ Ozi Ọma Si n’Aka Chineke!, ya na ya atụleekwa otu paragraf na ya.

      Abụ nke 114 na Ekpere

  • Otú Anyị Ga-esi Jiri Broshọ Ozi Ọma Si n’Aka Chineke! Na-ezi Ndị Mmadụ Ozi Ọma
    Ozi Alaeze—2015 | Septemba
    • 1. Olee otú e si dee broshọ Ozi Ọma Si n’Aka Chineke!?

      1 N’Ozi Alaeze Anyị nke ọnwa Julaị afọ a, e kwuru na broshọ Ozi Ọma Si n’Aka Chineke! so n’otu n’ime akwụkwọ ndị anyị na-ejikarị akụziri ndị mmadụ Baịbụl. Na paragraf nke ọ bụla, e nwere amaokwu Baịbụl ndị a na-edeghị ihe ha kwuru. Ihe mere o ji dị otú a bụ ka e nwee ike ịsaghe Baịbụl gụọ ihe dị n’amaokwu ndị ahụ, onye a na-amụrụ ihe ejirikwa anya ya hụ ihe Baịbụl na-ekwu. Otú e si dee ọtụtụ akwụkwọ ndị anyị ji amụrụ ndị mmadụ Baịbụl bụ otú mmadụ nwere ike ịmụ ha n’onwe ya ma ghọta ha. Ma, e dere broshọ a otú a ga-amụrụ ya mmadụ tupu ya aghọta ya. N’ihi ya, anyị nye ya mmadụ, anyị kwesịrị igosi onye ahụ otú anyị si eji ya amụrụ mmadụ Baịbụl ka ọ ghọta na ịmụ Baịbụl ga-abara ya uru.—Mat. 13:44.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya