Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • th ihe ọmụmụ 8 p. 11
  • Jiri Ihe Atụ Na-akụzi Ihe

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jiri Ihe Atụ Na-akụzi Ihe
  • Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • “Ọ Dịghị Agwa Ha Okwu Ma Ọ Bụrụ na O Jighị Ihe Atụ”
    ‘Bịa Bụrụ Onye Na-eso Ụzọ M’
  • “Ọ Dịghị Agwa Ha Okwu Ma Ọ Bụrụ Na O Jighị Ihe Atụ”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2002
  • Jiri Nghọta Na Ime Ka Mmadụ Kwenye Na-ezi Ihe
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1999
  • Ṅomie Onye Ozizi Ahụ Bụ́ Ọkà
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2002
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
th ihe ọmụmụ 8 p. 11

IHE ỌMỤMỤ NKE 8

Jiri Ihe Atụ Na-akụzi Ihe

Amaokwu Baịbụl

Matiu 13:34, 35

IHE Ị GA-EME: Jiri ihe atụ ndị dị mfe ga-amasị ndị ị na-agwa okwu mee ka otú i si akụzi ihe kakwuo mma.

OTÚ Ị GA-ESI EME YA:

  • Mee ihe atụ ndị dị mfe nghọta. Jiri obere ihe na-akọwa nnukwu ihe, jirikwa ihe ndị dị mfe nghọta na-akọwa ihe ndị siri ike nghọta, otú ahụ Jizọs mere. Ekwula ihe ndị na-adịchaghị mkpa ga-eme ka ihe atụ i mere gbagwojuo ndị na-ege gị ntị anya. Gbalịa hụ na ihe ndị i kwuru n’ihe atụ i mere gbasara ihe ị na-akụzi, ka uche ndị na-ege gị ntị ghara ịpụ n’ihe ị na-ekwu.

    Aro ndị ga-enyere anyị aka

    Na-eleru anya ala. Na-eleru ihe ndị dị gburugburu gị anya, na-amụ akwụkwọ ndị nzukọ a na-ebipụta, na-egekwa okwu ndị bụ́ aka ochie n’ikụzi ihe. Ka ị na-eme ihe ndị a, na-edetu ihe atụ ndị ga-eme ka otú i si akụzi ihe kakwuo mma. Chekwaa ihe atụ ndị ahụ.

  • Buru ndị ị na-agwa okwu n’obi. Jiri ihe ndị na-ege gị ntị na-eme na ihe ndị ha ma nke ọma meere ha ihe atụ. Kpachara anya ka ihe atụ ị ga-eme ghara imenye ha ihere ma ọ bụ kpasuo ha iwe.

  • Kụzie ihe ndị dị mkpa. Ka mkpa gị bụrụ ime ka isi ihe ndị dị n’okwu gị doo anya, ọ bụghị ihe ndị na-adịchaghị mkpa. Gbalịa ka ndị na-ege gị ntị nwee ike icheta ma ihe atụ gị ma ihe i ji ya kụziere ha.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya