Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Nọvemba p. 2
  • “Ọ Bụrụ na Mmadụ Anwụọ, Ọ̀ Ga-adị Ndụ Ọzọ?”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Ọ Bụrụ na Mmadụ Anwụọ, Ọ̀ Ga-adị Ndụ Ọzọ?”
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ịhụnanya Chineke Pụrụ Iche Na-echebe Anyị Ka Ụgha Setan Ghara Imegharị Anyị Anya
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Jehova Ji Ụmụ Nwaanyị Abụọ Napụta Ndị Ya
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • O Ji Amamihe Kpọrọ Ihe
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • “Nwee Olileanya n’Ebe Jehova Nọ”
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2022
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Nọvemba p. 2

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Ọ Bụrụ na Mmadụ Anwụọ, Ọ̀ Ga-adị Ndụ Ọzọ?”

Ụmụ mmadụ enweghị ike ime ka mmadụ ghara ịnwụ ma ọ bụ kpọlite ndị nwụrụ anwụ (Job 14:1, 2, 4, 10; w99 10/15 3 ¶1-3)

Ndị nwụrụ anwụ ga-adịli ndụ ọzọ (Job 14:7-9; w15 4/15 32 ¶1-2)

Ọ bụghị naanị na Jehova nwere ikike ọ ga-eji kpọlite ndị ohu ya n’ọnwụ, kama agụụ ime otú ahụ na-agụsikwa ya ike (Job 14:14, 15; w11 3/1 22 ¶5)

Foto ndị na-egosi: 1. Úkwù osisi na-epulite akwụkwọ ọhụrụ. 2. Ebe otu nwaanyị na-amakụ nwa ya nwaanyị a kpọlitere n’ọnwụ na paradaịs.

AJỤJỤ NDỊ Ị GA-ECHEBARA ECHICHE: Gịnị mere o ji agụsi Jehova agụụ ike ịkpọlite ndị ohu ya n’ọnwụ? Olee otú ihe a mere ka i si na-ele Jehova anya?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya