Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • th ihe ọmụmụ 6 p. 9
  • Kọwaa Ihe Ị Gụrụ n’Akwụkwọ Nsọ Otú Ga-edo Anya

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Kọwaa Ihe Ị Gụrụ n’Akwụkwọ Nsọ Otú Ga-edo Anya
  • Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Webata Akwụkwọ Nsọ Otú Dị Mma
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • E Ji Akwụkwọ Nsọ Mee Ihe n’Ụzọ Ziri Ezi
    Rite Uru ná Mmụta A Na-enweta n’Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke
  • Mee Ka Okwu Mmechi Gị Kpoo Ọkụ
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Mee Ka Uru Ihe Ị Na-ekwu Bara Doo Anya
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
th ihe ọmụmụ 6 p. 9

IHE ỌMỤMỤ NKE 6

Kọwaa Ihe Ị Gụrụ n’Akwụkwọ Nsọ Otú Ga-edo Anya

Amaokwu Baịbụl

Jọn 10:33-36

IHE Ị GA-EME: Agụla amaokwu Baịbụl gafere n’ihe ọzọ n’akọwaghị ya akọwa. Mee ka ndị ị na-agwa okwu ghọta ihe jikọrọ amaokwu ị gụrụ na ihe ị na-agwa ha.

OTÚ Ị GA-ESI EME YA:

  • Kpọọ okwu ndị gbara ọkpụrụkpụ aha. Ị gụchaa amaokwu Baịbụl, gwa ndị na-ege gị ntị okwu ndị dị n’amaokwu ahụ gbasara isi ihe ị na-ekwu. Otú i nwere ike isi mee ya bụ ịgụghachị okwu ndị ahụ ọzọ, ma ọ bụ ịjụ ajụjụ ndị ga-eme ka ha jiri aka ha mata okwu ndị ahụ gbara ọkpụrụkpụ.

    Aro ndị ga-enyere anyị aka

    Ọ bụrụ na ị gụchaa amaokwu Baịbụl ma jiri okwu ndị ọzọ kọwaa ya, gbalịa ka ndị na-ege gị ntị ghọtakwa otú okwu ndị dị n’amaokwu ahụ si gbasa isi ihe ị na-ekwu.

  • Mee ka ihe ị chọrọ ka a ghọta doo anya. Ọ bụrụ na ị kpọọ amaokwu Baịbụl, kwuo ihe mere i ji chọọ ịgụ ya, kọwaa otú okwu ndị gbara ọkpụrụkpụ n’amaokwu ahụ si gbasa ihe ahụ mere i ji gụọ ya.

    Aro ndị ga-enyere anyị aka

    Mgbe ị na-akọwa amaokwu ị gụrụ, emechila Baịbụl gị emechi. Ọ ga-eme ka ndị ị na-agwa okwu hụ na ọ bụ n’ebe ị gụrụ ka i si na-akọwa ihe ị na-akọwa.

  • Kọwaa ebe ị gụrụ na Baịbụl otú dị mfe nghọta. Lezie anya ka ị ghara ịna-akọwa ihe ndị na-adịghị mkpa na ihe ndị na-agbasaghị isi ihe ị na-ekwu. Jiri ihe ndị ị na-agwa okwu mabu banyere isiokwu gị kpebie ihe ole ị ga-akọwa ka ha nwee ike ịghọta ihe ị na-ekwu nke ọma.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya