Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • lmd ihe ọmụmụ 2
  • Malite Ya Ka Mkparịta Ụka Nkịtị

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Malite Ya Ka Mkparịta Ụka Nkịtị
  • Hụ Ndị Mmadụ n’Anya, Mee Ka Ha Bụrụ Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Filip Mere
  • Gịnị Ka Anyị Na-amụta n’Aka Filip?
  • Na-eme Ka Filip
  • Filip—Onye Ji Ịnụ Ọkụ n’Obi Zisaa Ozi Ọma
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1999
  • Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu nke Ọma n’Ozi Ọma—Ikwulite Ihe Ị Ga-eji Zie Mmadụ Ozi Ọma
    Ozi Alaeze Anyi—2014
  • Kwuo Ihe Ga-amasị Ndị Ọzọ
    Hụ Ndị Mmadụ n’Anya, Mee Ka Ha Bụrụ Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs
  • Izisa “Ozi Ọma Banyere Jizọs”
    ‘Ịgba Àmà nke Ọma Banyere Alaeze Chineke’
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Hụ Ndị Mmadụ n’Anya, Mee Ka Ha Bụrụ Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs
lmd ihe ọmụmụ 2

ỊMALITE MKPARỊTA ỤKA

Ebe Filip onye na-ezisa ozi ọma na nwoke Etiopia na-ekwurịta okwu. Nwoke Etiopia ahụ nọ n’ụgbọ ịnyịnya na-agụ akwụkwọ mpịakọta.

Ọrụ 8:30, 31

IHE ỌMỤMỤ NKE 2

Malite Ya Ka Mkparịta Ụka Nkịtị

Amaokwu Baịbụl ga-enyere gị aka: ‘Okwu e kwuru mgbe kwesịrị ekwesị na-adị ezigbo mma.’​—Ilu 15:23.

Ihe Filip Mere

Ebe Filip onye na-ezisa ozi ọma na nwoke Etiopia na-ekwurịta okwu. Nwoke Etiopia ahụ nọ n’ụgbọ ịnyịnya na-agụ akwụkwọ mpịakọta.

VIDIO: Filip Ziri Onye Etiopia Bụ́ Nnukwu Mmadụ Ozi Ọma

1. Lee VIDIO, ma ọ bụ gị agụọ Ọrụ Ndịozi 8:30, 31. Zazie ajụjụ ndị a:

  1. Olee otú Filip si malite mkparịta ụka?

  2. Gịnị mere o ji bụrụ otú dị mma ọ ga-esi malite mkparịta ụka ma kụziere nwoke ahụ ihe ọhụrụ?

Gịnị Ka Anyị Na-amụta n’Aka Filip?

2. Ọ bụrụ na anyị amalite ịkpanyere mmadụ ụka kama iziwe ya ozi ọma ozugbo anyị hụrụ ya, o nwere ike ime ka obi ruo ya ala, ya adịkwa njikere ige anyị ntị ma anyị ziwe ya ozi ọma.

Na-eme Ka Filip

3. Na-eleru anya ala. Otú ihu mmadụ dị ma ọ bụ otú o si emegharị ahụ́ nwere ike ime ka ị mata ọtụtụ ihe gbasara ya. Onye ahụ ò yiri onye nwere ike ige gị ntị? I nwere ike ịmalite ịgwa ya gbasara Baịbụl ma ị jụọ ya, sị: “Ị̀ ma na . . . ?” Ọ bụrụ na mmadụ achọghị ikwusara gị okwu, amanyela ya.

4. Na-enwe ndidi. Echela na ị ga-amalite ozugbo kwuwe gbasara Baịbụl. Chere ruo oge dabara adaba ị ga-eji gwawa onye ahụ gbasara Baịbụl. Mgbe ụfọdụ, o nwere ike ịbụ n’oge ọzọ gị na ya ga-ekwurịta ka ị ga-agwa ya gbasara Baịbụl.

5. Dịrị njikere ịgbanwe ihe ị chọrọ ịgwa ya. Mgbe ụfọdụ, onye gị na ya na-akparịta ụka nwere ike ikwuwe ihe ị na-atụghị anya ya. N’ihi ya, dịrị njikere ịgwa ya eziokwu Baịbụl ga-abara ya uru, ọ bụrụgodị na ọ bụghị ihe i bubu n’obi iji ezi ya ozi ọma.

I NWEKWARA IKE ỊGỤ

Ekli. 3:1, 7; 1 Kọr. 9:22; 2 Kọr. 2:17; Kọl. 4:6

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya