ABỤ NKE 4
“Jehova Bụ Onye Na-azụ M Dị Ka Atụrụ”
1. Jehova bụo-nyem ga n’eso.
Ọ n’azụm dị k’atụrụ.
Ọ maar’ihe niile dịm n’obi.
Ọ maaram-kp’anyị niile.
Ọ n’edugam n’ebe dị jụụ,
N’eb’ahịhịan-dụ juru.
Ọ n’edugam n’ebem g’ezur’ike
N’ihi n’ọ hụrụm n’anya.
Ọ n’edugam n’ebem g’ezui-ke
N’ihi n’ọ hụrụm n’anya.
2. Ụzọ gị niile zir’ezi.
Ọ n’emekwam obiụ-tọ.
Biko, ekwekwala kam kpafuo
Ma hapụ gị, Jehova.
N’ebe gbara ọchịchịrị,
Mkpanaka gị n’edum.
Agaghịm atụ egwui-h’ọ bụla.
Ị bụE-nyim na Chinekem.
Agaghịm atụe-gwui-h’ọ bụla.
Ị bụE-nyim na Chinekem.
3. Biko, n’azụm dị k’atụrụ.
M g’esoro gị n’aga.
Amam n’ọ bụ gị n’enyem ike.
Ị n’eme kam zur’ike.
M nwer’okwukwe n’eb’ị nọ.
Ị n’adịrue-bigh’ebi.
Jehova, biko n’elekọtakwam
Ma hụm n’anyam-gbe niile.
Jehova, biko n’elekọtam
Ma hụm n’anyam-gbe niile.